Nkọwa okwu logo
Beta

rǫ ányá

rọ̀ anya

Wordrọ̀ anya
Definitions

Active verb

嗅目

1.look, to insult or scorn by bating the upper eyelids and rolling the eyeballs

Related Terms
Word Stems

Examples

Rọọ m anya ebe a ka m mawaa gị ntị.

Rọọ m anya ebe a ka m mawaa gị ntị.

Give me such a scornful look here and see if I do not slap a hell out of you.

Nwunye gị na-arọ m anya.

Nwunye gị na-arọ m anya.

Your wife is looking at me in a disrespectful manner.

Ịrọ okenye anya bụ agwa ọjọọ.

Ịrọ okenye anya bụ agwa ọjọọ.

To belittle an elder with a scornful look is a bad omen.

Ada Ikenna na-arọ mmadụ anya enweghị isi.

Ada Ikenna na-arọ mmadụ anya enweghị isi.

Ikenna's first daughter, meaninglessly, looks at people scornfully.

Ọ ga-arọ gị anya ma ịjụ inye ya ihe.

Ọ ga-arọ gị anya ma ịjụ inye ya ihe.

He will look scornfully at you if you fail to give him something.

Uju rọrọ nwaanyị ahụ anya.

Uju rọrọ nwaanyị ahụ anya.

Uju looked scornfully at that woman.

Gịnị mere ị ji arọ ya anya?

Gịnị mere ị ji arọ ya anya?

Why are you looking at her scornfully?

Onye na-arọ m anya?

Onye na-arọ m anya?

Who is looking at me scornfully.

Ị chọrọ ịrọ m anya?

Ị chọrọ ịrọ m anya?

Do you want to look at me scornfully?

Ọ rọrọ onye nkụzi anya.

Ọ rọrọ onye nkụzi anya.

He looked at the teacher scornfully.

hù ányá

hù anya

Wordhù anya
Definitions

Active verb

見目

1.glare; look at someone in a way showing anger, mostly as a sign of warning

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọghị m ka ị huo m anya mgbe ọzọ.

Achọghị m ka ị huo m anya mgbe ọzọ.

I don't want you to glare at me next time.

Huo m anya ahụ ọzọ.

Huo m anya ahụ ọzọ.

Give me that glare again.

Ihu mmadụ anya adịghị mma.

Ihu mmadụ anya adịghị mma.

Looking at somebody in anger is not proper.

Nkịta ahụ ga-ehu gị anya.

Nkịta ahụ ga-ehu gị anya.

That dog will glare at you.

Anya o horo m were m iwe.

Anya o horo m were m iwe.

The way he glared at me got me angry.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.