ìkpéréḿmírí
ìkperemmīrī
Word | ìkperemmīrī |
Definitions | Noun 1.river bank |
Variations | ìkpere mmīrī |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ada na-eche anyị n'ebe ikperemmiri.
Ada na-eche anyị n'ebe ikperemmiri.
Ada is waiting for us at the river bank.
Akwụrụ m na ikperemmiri ahụ na-elele ihe ha na-eme.
Akwụrụ m na ikperemmiri ahụ na-elele ihe ha na-eme.
I stood at the river bank, watching what they were doing.
A na-ahụ aja ubom n'ikperemmiri.
A na-ahụ aja ubom n'ikperemmiri.
We see sharp sand on river banks
Ha nwere ubi n'ikperemmiri.
Ha nwere ubi n'ikperemmiri.
They have a garden at the riverbank.
Ọ kwọtara ụgbọ ya n'ikpere mmiri.
Ọ kwọtara ụgbọ ya n'ikpere mmiri.
He rowed his boat to the river bank.
Ụgbọ anyị dị n'ikperemmiri.
Ụgbọ anyị dị n'ikperemmiri.
Our boat is at the riverbank.
Jee n'ikperemmiri chịtara m aja.
Jee n'ikperemmiri chịtara m aja.
Go to the riverbank and get me sand.
Zute m n'ikperemmiri.
Zute m n'ikperemmiri.
Meet at the riverbank.
Kedụ onye bụ onye ahụ nọ n'ikperemmiri?
Kedụ onye bụ onye ahụ nọ n'ikperemmiri?
Who is that at the riverbank?
Ikperemmiri ahụ buru ibu.
Ikperemmiri ahụ buru ibu.
The river bank is large.
Ha bi n'ikperemmiri.
Ha bi n'ikperemmiri.
They live at the river bank.
Mmiri bupụtara ya n'ikperemmiri.
Mmiri bupụtara ya n'ikperemmiri.
Water washed it off the river bank.