Nkọwa okwu logo
Beta

chá áchá

cha acha

Wordcha acha
Definitions

Active verb

1.be ripe; ripen

2.boil that is due to rupture and let out pus

Related Terms
Word Stems

Examples

Etito ahụ chara acha.

Etito ahụ chara acha.

The boil has puss.

Oroma a chara acha.

Oroma a chara acha.

This orange is ripe.

Oroma a ga-acha n'oge adịghị anya.

Oroma a ga-acha n'oge adịghị anya.

This orange will ripen soon.

Ọ chara acha mgbe m hụrụ ya.

Ọ chara acha mgbe m hụrụ ya.

It was ripe when I saw it.

cháñų

chaṅụ̀

Wordchaṅụ̀
Definitions

Active verb

1.over ripe

Related Term
Word Stem

Examples

Ghọtara m oroma ahụ, ọ chaṅụrụ achaṅụ.

Ghọtara m oroma ahụ, ọ chaṅụrụ achaṅụ.

Pluck that orange for me, it is over ripe.

Unere ahụ achaṅụọla.

Unere ahụ achaṅụọla.

That banana is over ripe.

Mango chaṅụrụ achaṅụ na-amasị m.

Mango chaṅụrụ achaṅụ na-amasị m.

I like over ripe mango.

Wepụta ndị ga-achaṅụ.

Wepụta ndị ga-achaṅụ.

Bring out those that will get over ripe.

Ị hapụ ya, ọ ga-achaṅụ.

Ị hapụ ya, ọ ga-achaṅụ.

If you leave it, it be over-riped.

A hapụrụ m ya ka ọ chaṅụọ.

A hapụrụ m ya ka ọ chaṅụọ.

I left it to over ripe.

Ugiri ahụ chaṅùrù achaṅụ.

Ugiri ahụ chaṅùrù achaṅụ.

The bush mango is over ripe.

Ekwela ka ọ chaṅụọ

Ekwela ka ọ chaṅụọ

Do not allow it to be over ripe.

Ị hapụ ojoko a, ọ ga-achaṅụ.

Ị hapụ ojoko a, ọ ga-achaṅụ.

If you leave this plantain, it will over ripe.

Oroma ndịa na-achọ ịchaṅụ.

Oroma ndịa na-achọ ịchaṅụ.

These oranges are getting over ripe.

Ọtụtụ na-achaṅụ.

Ọtụtụ na-achaṅụ.

Many are getting over ripe

Hapụ ya ka ọ chaṅụọ.

Hapụ ya ka ọ chaṅụọ.

Leave it to over ripe.

Tụfuo ndị chaṅụrụ achaṅụ.

Tụfuo ndị chaṅụrụ achaṅụ.

Throw away those that are over ripe.

Unere ahụ chaṅụrụ achaṅụ.

Unere ahụ chaṅụrụ achaṅụ.

That banana is over ripe.

ká áká

ka ākā

Wordka ākā
Definitions

Active verb

1.be greater; stronger (than)

2.be hard; ripe; firm

Related Term
Word Stem

Examples

Ọkụkọ Igbo na-aka aka.

Ọkụkọ Igbo na-aka aka.

Igbo fowl is always strong

Akụ oyibo a kara aka.

Akụ oyibo a kara aka.

This coconut is ripe.

Ọkpụkpụ ya ga-aka aka ma o too.

Ọkpụkpụ ya ga-aka aka ma o too.

His bones will be strong when he is grown.

Ọka a achọwala ịka aka.

Ọka a achọwala ịka aka.

This maize is about to ripe.

Ndị kara aka agwụla.

Ndị kara aka agwụla.

The ripe ones have finished.

Ube ahụ kara aka.

Ube ahụ kara aka.

The pear is mature.

Achọghị m ka ọ kaa aka.

Achọghị m ka ọ kaa aka.

I do not want it to be ripe.

Ha na-aka n'oge.

Ha na-aka n'oge.

They mature early.

Chere ka ọka a kaa aka tupu ị ghọrọ ya.

Chere ka ọka a kaa aka tupu ị ghọrọ ya.

Wait for this maize to be ripe before you harvest it.

Ọ dị mma ịka aka.

Ọ dị mma ịka aka.

It is good to be strong.

kpékèré

kpekère

Wordkpekère
Definitions

Noun

1.a type of snack made from ripe or unripe plantain, or fried ripe plantains; plantain chips

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

E ji ojoko achaghị acha eme kpekere.

E ji ojoko achaghị acha eme kpekere.

Plantain chips are made from unripe plantain.

Nna m na-eghe kpekere.

Nna m na-eghe kpekere.

My father fries plantain chips.

Ụmụaka na-enwe mmasị ịta kpekere.

Ụmụaka na-enwe mmasị ịta kpekere.

Children like eating plantain chips.

ïgböögèdè

ịgbọ̄ọgèdè

Wordịgbọ̄ọgèdè
Definitions

Noun

1.A meal prepared with mashed ripe plantain and other ingredients, usually wrapped in special leaves and steamed; plantain pudding

Variationsịgbọ̄ ọ̀gèdè
Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị ji ịgbọọgede ahụ mee nri ehihie.

Anyị ji ịgbọọgede ahụ mee nri ehihie.

We used that plantain pudding for lunch.

Nnu kari n'ịgbọọgede ahụ.

Nnu kari n'ịgbọọgede ahụ.

There is plenty of salt in that plantain pudding

Aga m esi ịgbọọgede echi.

Aga m esi ịgbọọgede echi.

I will cook plantain pudding tomorrow.

Di Ada anaghị eri ịgbọọgede.

Di Ada anaghị eri ịgbọọgede.

Ada's husband does not eat plantain pudding.

Ọ gaghị eso rie ịgbọọgede anyị zụta.

Ọ gaghị eso rie ịgbọọgede anyị zụta.

He will not join to eat the plantain pudding we bought.

jí (ējí)

ji (ējī)

Wordji (ējī)
Definitions

Passive verb

1.the darkening of a fruit hence becoming ripe, typical of the native African pear (Dacryodes edulis); be ripe

Related Terms
Word Stems

Examples

Ha jiri tupu a ghọọ ha.

Ha jiri tupu a ghọọ ha.

They ripened before they were plucked.

Ube ahụ ga-eji n'izụụka na-abịa.

Ube ahụ ga-eji n'izụụka na-abịa.

That pear will ripen next week.

Ube a, mee jie eji ngwa ngwa.

Ube a, mee jie eji ngwa ngwa.

This pear, do quick and get ripe.

O jiri eji n'elu.

O jiri eji n'elu.

It was ripe on the tree.

Ube ahụ jiri eji.

Ube ahụ jiri eji.

That pear is ripe.

Ọ na-eji ọsọọsọ.

Ọ na-eji ọsọọsọ.

It ripes quickly.

Ọtụtụ n'ime ha jiri eji.

Ọtụtụ n'ime ha jiri eji.

May of them are ripe.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.