Nkọwa okwu logo
Beta

ñàchá

ṅàcha

Wordṅàcha
Definitions

Active verb

1.rinse; fade; change color to a faint one

Related Term
Word Stem

Examples

Abada ya aṅachachaala.

Abada ya aṅachachaala.

Her abada cloth is completely washed.

Ọ na-eyi akwa ṅachara aṅacha mgbe ọbụla.

Ọ na-eyi akwa ṅachara aṅacha mgbe ọbụla.

He puts washed clothes all the time.

Ọ chọrọ ịṅacha akwa ya.

Ọ chọrọ ịṅacha akwa ya.

He wants to rinse her cloth

Gịnị ka ị na-aṅacha?

Gịnị ka ị na-aṅacha?

What are you rinsing?

gbüchá önü

gbụcha ọnụ

Wordgbụcha ọnụ
Definitions

Active verb

㢿選口

1.rinse mouth; shake water or any liquid in the mouth, especially to remove particles

Related Terms
Word Stems

Examples

Chike na-agbụcha ọnụ mgbe m bịara.

Chike na-agbụcha ọnụ mgbe m bịara.

Chike was rinsing his mouth when I came.

Ọ na-agbụcha ọnụ oge ọbụla o richara nri.

Ọ na-agbụcha ọnụ oge ọbụla o richara nri.

He rinses his mouth whenever he finish eating.

Were mmiri ahụ gbụchaa ọnụ gị nke ọma.

Were mmiri ahụ gbụchaa ọnụ gị nke ọma.

Take that water to rinse your mouth properly

Ị gbụchara ọnụ mgbe i richara nri?

Ị gbụchara ọnụ mgbe i richara nri?

Did you rinse your mouth when you finished eating?

Emeka achọghị ịgbụcha ọnụ.

Emeka achọghị ịgbụcha ọnụ.

Emeka does not want to rinse his mouth.

Ọ na-agbụcha ọnụ ya ugbu a.

Ọ na-agbụcha ọnụ ya ugbu a.

He is rinsing his mouth now.

Obi ga-agbụcha ọnụ ya tupu ọ pụọ.

Obi ga-agbụcha ọnụ ya tupu ọ pụọ.

Obi will rinse his mouth before he leaves.

Obi na-agbụcha ọnụ ya oge ọbụla o richara nri.

Obi na-agbụcha ọnụ ya oge ọbụla o richara nri.

Obi rinses his mouth anytime he finish eating.

Ọ gbụchara ọnụ ya.

Ọ gbụchara ọnụ ya.

He rinsed his mouth.

Achọrọ m ịgbucha ọnụ m.

Achọrọ m ịgbucha ọnụ m.

I want to rinse my mouth.

Ị ga-agbụcha ọnụ tupu ị pụọ.

Ị ga-agbụcha ọnụ tupu ị pụọ.

You will rinse your mouth before you leave.

Ọ ga-agbụcha ọnụ ma oricha nri ya.

Ọ ga-agbụcha ọnụ ma oricha nri ya.

He will rinse his mouth when he finish eating his food.

O ji mmanya ọkụ gbụchaa ọnụ.

O ji mmanya ọkụ gbụchaa ọnụ.

He rinsed his mouth with hot drink.

Ịgbụcha ọnụ ma iricha nri dị mkpa.

Ịgbụcha ọnụ ma iricha nri dị mkpa.

Rinsing your mouth after eating is important.

Gbụchaa ọnụ ma iricha nri ahụ.

Gbụchaa ọnụ ma iricha nri ahụ.

Rinse your mouth after you finish eating that food.

Ọ na-agbụcha ọnụ ya mgbe m hụrụ ya.

Ọ na-agbụcha ọnụ ya mgbe m hụrụ ya.

He was rinsing his mouth when I saw him.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.