Nkọwa okwu logo
Beta

rïgó

rịgo

Wordrịgo
Definitions

Active verb

賛懇

1.climb up;

2.ascend

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọghị m irịgo n'elu ebe ahụ.

Achọghị m irịgo n'elu ebe ahụ.

I don't want to climb up there.

Ha ga-arịgo n'elu ulọ a.

Ha ga-arịgo n'elu ulọ a.

They will climb on top of this house.

Anwụrụ na-arịgo elu.

Anwụrụ na-arịgo elu.

Smoke is going up.

Gịnị mere ị ji arịgo ebe ahụ?

Gịnị mere ị ji arịgo ebe ahụ?

Why are you climbing up tthere?

Rịgoo n'elu osisi a.

Rịgoo n'elu osisi a.

Climb on top of this tree.

Ị chọrọ irigo elu?

Ị chọrọ irigo elu?

Do you want to climb up?

gbágó

gbago

Wordgbago
Definitions

Active verb

互懇

1.ascend; rise or increase; run upward; climb up (stairs)

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọrọ m ịgbago na klaasị.

Achọrọ m ịgbago na klaasị.

I want to move up class.

Ọ na-agbago elu oge ọbụla ọ bịara ebe a.

Ọ na-agbago elu oge ọbụla ọ bịara ebe a.

She climbs up whenever she comes here.

rï élú

rị elū

Wordrị elū
Definitions

Active verb

賛上

1.to climb up

Related Term
Word Stem

Examples

Obinna rịrị elu osisi a.

Obinna rịrị elu osisi a.

Obinna climbed this tree.

Rịa elu osisi a ghọtara m mkpụrụ ya.

Rịa elu osisi a ghọtara m mkpụrụ ya.

Climb this tree and pluck the seed for me.

Ọ na-arị elu osisi ahụ oge ọbụla.

Ọ na-arị elu osisi ahụ oge ọbụla.

He climbs that tree every time.

Onye na-arị elu aja a?

Onye na-arị elu aja a?

Who is climbing the wall?

Okeke chọrọ ịrị elu osisi.

Okeke chọrọ ịrị elu osisi.

Okeke wants to climb up a tree.

Anyị ga-arị elu echi.

Anyị ga-arị elu echi.

We will climb tomorrow.

Gịnị mere i ji rịa elu?

Gịnị mere i ji rịa elu?

Why did you climb?

Ha na-arị elu osisi oroma.

Ha na-arị elu osisi oroma.

They are climbing the orange tree.

A chọrọ m ịrị elu.

A chọrọ m ịrị elu.

I want to climb up.

Gịnị mere ị ji arị ihe ahụ?

Gịnị mere ị ji arị ihe ahụ?

Why are you climbing that thing?

Anyị rịrị elu ụlọ ahụ.

Anyị rịrị elu ụlọ ahụ.

We climbed the roof of that house.

Ọ na-arị elu oche tupu ọ hụ ụzọ.

Ọ na-arị elu oche tupu ọ hụ ụzọ.

He climbs the chair before he can see.

Ọ ga-arị elu tupu ọ ghọta oroma ahụ.

Ọ ga-arị elu tupu ọ ghọta oroma ahụ.

He will climb before plucking that orange.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.