ànwųrànwü
ànwụ̀rànwụ
Word | ànwụ̀rànwụ |
Definitions | Nominal Modifier 1.something old, unpleasant looking, and useless 2.old, unpleasant looking, and useless; rickety; dilapidated |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ada sị na ọ chọ nke anwụraanwụ ahụ.
Ada sị na ọ chọ nke anwụraanwụ ahụ.
Ada said that she wants that old one.
Akpa ahụ bụ anwụraanwụ.
Akpa ahụ bụ anwụraanwụ.
That bag is old.
Ngwa ahịa ya niile bụ anwụraanwụ.
Ngwa ahịa ya niile bụ anwụraanwụ.
All his goods are old.
Anyị achọghị ihe anwụraanwụ ebe a.
Anyị achọghị ihe anwụraanwụ ebe a.
We don't want old things here.
O nyere m akwa anwụraanwụ.
O nyere m akwa anwụraanwụ.
She gave me old cloths.
Ụgbaala ahụ Chike zụta bụ anwụraanwụ.
Ụgbaala ahụ Chike zụta bụ anwụraanwụ.
That car that Chike bought is old.