ųbá
ụ̀ba
| Word | ụ̀ba |
| Definitions | Noun 㚝 1.riches; affluence; wealth; 2.plenty |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ọ bara ụba.
Ọ bara ụba.
It is plenty.
Ụba ya dị egwu.
Ụba ya dị egwu.
His affluence is amazing.
Ha nwere ụba mmadụ.
Ha nwere ụba mmadụ.
They have plenty of people.
Ọ bara ụba.
Ọ bara ụba.
It is plenty.
Ejike bara ụba n'ego.
Ejike bara ụba n'ego.
Ejike is rich in money.
Ihe m nwere ime taa bara ụba.
Ihe m nwere ime taa bara ụba.
What I have to do today is plenty.
Achọrọ m ịlụ nwaanyị bara ụba n'ego.
Achọrọ m ịlụ nwaanyị bara ụba n'ego.
I want to marry a rich woman.
Chi ya nyere ya ụba.
Chi ya nyere ya ụba.
His fate gave him wealth.
Ụba ya si n'ụzọ ziri ezi bịa.
Ụba ya si n'ụzọ ziri ezi bịa.
His riches came the right way.
Ụba ya kacha nke mmadụ niile nọ n'ụwa.
Ụba ya kacha nke mmadụ niile nọ n'ụwa.
His wealth is larger than that of every other person in the world.