rífö
rifọ
| Word | rifọ |
| Definitions | Active verb 1.to eat and leave some; have some leftover |
| Variations | rifo |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Agada rifọrọ nri ahụ.
Agada rifọrọ nri ahụ.
Agada did not finish the food.
Nri e rifọrọ erifo ka a na-enye nkịta
Nri e rifọrọ erifo ka a na-enye nkịta
Dogs are fed with leftover food.
O nweghị onye rifọrọ nri ya.
O nweghị onye rifọrọ nri ya.
Nobody left food behind.
Ọ na-ahịa Emeka ahụ irifọ nri.
Ọ na-ahịa Emeka ahụ irifọ nri.
It is difficult for Emeka to remain food.
Ọ chọrọ irifọ nri ọ ga-eri n'ụtụtụ echi.
Ọ chọrọ irifọ nri ọ ga-eri n'ụtụtụ echi.
He wants to remain some food he will eat tomorrow morning.
M ga-erifọ nri ọ ga-eri.
M ga-erifọ nri ọ ga-eri.
I will remain the food he will eat.
Emeka rifọrọ obere nri.
Emeka rifọrọ obere nri.
Emeka remained small food.
Onye rifọrọ nri a?
Onye rifọrọ nri a?
Who remained this food?
Anyị rifọrọ nri e bunyere anyị
Anyị rifọrọ nri e bunyere anyị
We ate and remained some of the food offered to us
Ọ na-erifo nri oge nri oge niile.
Ọ na-erifo nri oge nri oge niile.
He remains food every time.
Rifọrọ m nri.
Rifọrọ m nri.
Eat and leave a leftover for me.
Arinze ga-erifo nri ahụ.
Arinze ga-erifo nri ahụ.
Arinze will leave a leftover of that food.
Unu ekwesịghị irifo nri ahụ.
Unu ekwesịghị irifo nri ahụ.
You are not supposed to leave a leftover.
rífö
rifọ
| Word | rifọ |
| Definitions | Active verb 概群 1.did not eat everything, have leftover |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
O rifọrọ nri ya.
O rifọrọ nri ya.
He did not finish his food.