Nkọwa okwu logo
Beta

núpù ísí

nupù isī

Wordnupù isī
Definitions

Passive verb

1.disobey; be disobedient; rebel; revolt

Related Terms
Word Stems

Examples

Inupu isi bụ njọ.

Inupu isi bụ njọ.

Disobedience is a sin.

Nnupu isi adịghị mma.

Nnupu isi adịghị mma.

Disobedience is not good.

Nna ya tiri ya ihe maka na o nupuru isi.

Nna ya tiri ya ihe maka na o nupuru isi.

His father beat him because he disobeyed.

I nupuru ndị mụrụ gị isi, ha apịa gị ụtarị.

I nupuru ndị mụrụ gị isi, ha apịa gị ụtarị.

If you disobey your parents, they will flog you.

Anyị ga-ada gị nha ma inupu isi.

Anyị ga-ada gị nha ma inupu isi.

We will fine you if you disobey.

Hapụ m, achọrọ m inupu isi taa.

Hapụ m, achọrọ m inupu isi taa.

Leave me, I want to be disobedient today.

Ọ na-enupuru nne ya isi.

Ọ na-enupuru nne ya isi.

He disobeys his mother.

Ị nwa anwa nupu isi n'ọkwa a, m tie gị ihe.

Ị nwa anwa nupu isi n'ọkwa a, m tie gị ihe.

If you dare disobey in this instruction, I will beat you up.

Nupu isi ebe a, ka m je gwa ya nne gị.

Nupu isi ebe a, ka m je gwa ya nne gị.

Revolt here, let me report to your mother.

Onye ọbula ga-enupu isi jikere maka ntaramahụhụ.

Onye ọbula ga-enupu isi jikere maka ntaramahụhụ.

Anyone who will revolt should get ready for punishment.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.