rétǫ
retọ̀
Word | retọ̀ |
Definitions | Active verb 1.be very rotten |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ji ahụ retọrọ eretọ.
Ji ahụ retọrọ eretọ.
That yam got very rotten.
Akwụkwọnri ahụ eretọọla.
Akwụkwọnri ahụ eretọọla.
That vegetable is completely rotten.
Ọ na-eme ka ihe ga-eretọ ọsịịsọ.
Ọ na-eme ka ihe ga-eretọ ọsịịsọ.
It does as if it will get rotten quickly.
Akụmakụ ndị a iretọ n'ala bụ ihe anyị na-atụ anya.
Akụmakụ ndị a iretọ n'ala bụ ihe anyị na-atụ anya.
To have crops get rotten before germinating is what we are anticipating.
Àkwa ahụ na-eretọ ka m na-ekwu.
Àkwa ahụ na-eretọ ka m na-ekwu.
That egg that is becoming very rotten is the one I'm talking about.
Ihe na-eretọ eretọ ekwesighị ịbata n'ụlọ a.
Ihe na-eretọ eretọ ekwesighị ịbata n'ụlọ a.
Items that are becoming rotten should not be found in this house.
Chere ka o retọọ tupu gị agwọkọta ya.
Chere ka o retọọ tupu gị agwọkọta ya.
Allow it to be very rotten before you mix it.
Oroma a ga-eretọ ma obụrụ na ịrachaghị ya.
Oroma a ga-eretọ ma obụrụ na ịrachaghị ya.
This orange will get rotten if you don't lick it.