zùrú íké
zùru ike
Word | zùru ike |
Definitions | Active verb 喉達果 1.take a rest |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ị chọrọ izuru ike?
Ị chọrọ izuru ike?
Do you want to rest?
Ị ga-ezuru ike ma ichuchaa mmiri.
Ị ga-ezuru ike ma ichuchaa mmiri.
You will rest when you finished fetching water.
A chọrọ izuru ike.
A chọrọ izuru ike.
I want to rest.
híwé
hiwe
Word | hiwe |
Definitions | Passive verb 1.anchor; rest; hinge; focus; support; establish; depend; 2.to be based on something |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị ga-ehiwe otu pụrụ iche.
Anyị ga-ehiwe otu pụrụ iche.
We will establish a unique association.
Hiwe ya ka o nwee ike ịnọte aka.
Hiwe ya ka o nwee ike ịnọte aka.
Establish it so it will last long.
Ọ bụ Emeka na-ehiwe òtù ọjọọ niile dị n'obodo a.
Ọ bụ Emeka na-ehiwe òtù ọjọọ niile dị n'obodo a.
It was Emeka who founded all the gangs in this town.
Nchọcha ya hiwere isi n'ọrụ ugbo.
Nchọcha ya hiwere isi n'ọrụ ugbo.
His research focuses on agrculture.
rárá úmé
rara ume
Word | rara ume |
Definitions | Active verb 鎌鎌憎 1.take some rest |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Chibueze na-arara ume n'obiụlọ.
Chibueze na-arara ume n'obiụlọ.
Chibueze is resting in the sitting room.
bìdò
bìdò
Word | bìdò |
Definitions | Active verb 剁営去 1.rest or place hand upon something |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Gaa, bido ya aka.
Gaa, bido ya aka.
Go and place your hands on him.
Ọ na-ebido ya aka mgbe m hụrụ ya.
Ọ na-ebido ya aka mgbe m hụrụ ya.
She was placing her hands on him when I saw her.
Ibido ya ka n'isi ga-aka mma.
Ibido ya ka n'isi ga-aka mma.
Placing his hands on his head is better.
Bidoo aka gị ebe a ọsọọsọ.
Bidoo aka gị ebe a ọsọọsọ.
Place your hand here immediately.
Ị chọrọ ịbido aka ebe m na-ede ihe.
Ị chọrọ ịbido aka ebe m na-ede ihe.
You want to place your hand where I am writing.
Ọ ga-emebi ma ibido ya aka.
Ọ ga-emebi ma ibido ya aka.
It will spoil if you place your hands on it.
Bido ya aka ka ọ ghara ịwụfụ.
Bido ya aka ka ọ ghara ịwụfụ.
Place your hand on it so that it won't pour.
O ga-ebido ụkwụ ya n' elu isi m n' ike.
O ga-ebido ụkwụ ya n' elu isi m n' ike.
He will place his leg on my head with force.
Ọ kpachara anya bido ya aka.
Ọ kpachara anya bido ya aka.
He deliberately placed his hands on her.
O bidoro m aka n' ukwu.
O bidoro m aka n' ukwu.
He placed his hand on my waist.
Ọ na-ebido aka n' isi ha wee gozie ha.
Ọ na-ebido aka n' isi ha wee gozie ha.
He places his hand on their head and bless them.
èzùmíké
èzùmike
Word | èzùmike |
Definitions | Noun 1.rest; leave; holiday; vacation; break |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ahụ gị chọrọ ezumike.
Ahụ gị chọrọ ezumike.
Your body needs rest.
Anyị nọ ezumike.
Anyị nọ ezumike.
We are on holiday.
Ezumike anyị akwụsịla.
Ezumike anyị akwụsịla.
Our holiday is over.
zù íkē
zù ikē
Word | zù ikē |
Definitions | Active verb 喉果 1.rest; relax in order to recover strength |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nye nna gị efe, ọ na-ezu ike.
Nye nna gị efe, ọ na-ezu ike.
Give your father chance so he will rest.
Anyị ga-ezu ike mgbe anyị rụchara ọrụ.
Anyị ga-ezu ike mgbe anyị rụchara ọrụ.
We will rest when we finish working.
Achọrọ m izu ike.
Achọrọ m izu ike.
I want to rest.
Agbasaala akwụkwọ, zuo ike.
Agbasaala akwụkwọ, zuo ike.
School is over, rest.
gwö
gwọ̄
Word | gwọ̄ |
Definitions | Passive verb 招 1.sit with legs folded in(humans); curl body together in a rest position(reptiles) 2.scrape, scoop out (compare -ghụ) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụfọdụ̣ okpukperechi na-agwọ na-ala n'oge ekpere.
Ụfọdụ̣ okpukperechi na-agwọ na-ala n'oge ekpere.
Some religions sit folding in their legs in time of prayer.
Agwọ m hụrụ gwọ n'ala.
Agwọ m hụrụ gwọ n'ala.
The snake I saw folded up on the ground.
bú
bu
Word | bu |
Definitions | Active verb 1.carry something such as it's raised off its initial place of rest; lift; carry |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Buo ya ugboro atọ.
Buo ya ugboro atọ.
Lift it three times.
Ha na-ebu oburu n'ahịa
Ha na-ebu oburu n'ahịa
He is a loader.
Ị ga-ebu ya ka ị mara ma ọ dị arọ.
Ị ga-ebu ya ka ị mara ma ọ dị arọ.
You will lift it so that you know whether it is heavy.
Ọ na-ebu nke a oge ọbụla.
Ọ na-ebu nke a oge ọbụla.
He lifts this one all the time.
Ọ chọrọ ibu ya.
Ọ chọrọ ibu ya.
He wants to lift it.