àlàézè
àlàezè
Word | àlàezè |
Definitions | Noun 1.kingdom; an area or place where a king resides |
Variations | àlà ezè |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Alaeze m abụghị nke ụwa a.
Alaeze m abụghị nke ụwa a.
My kingdom is not of this world.
Alàezè ya bụ nke udo.
Alàezè ya bụ nke udo.
His kingdom is peaceful.
Anyị bụ ndị nketa alaaeze ya.
Anyị bụ ndị nketa alaaeze ya.
We are the heirs of his kingdom.
Ebe o bi bụ alaeze.
Ebe o bi bụ alaeze.
Where he lives is a kingdom.
Alaeze ya mara mma.
Alaeze ya mara mma.
His kingdom is fine.
Achọrọ m ibi n'Alaeze Chineke.
Achọrọ m ibi n'Alaeze Chineke.
I want to leave in God's Kingdom.
Ka alaeze gị bịa n'ụwa.
Ka alaeze gị bịa n'ụwa.
Let your kingdom come on earth.
Ọ ga-adị mma ịga n'alaeze ya.
Ọ ga-adị mma ịga n'alaeze ya.
It will be nice to visit his kingdom.
bé
be
Word | be |
Definitions | Noun 1.a place where someone or something dwells or resides; dwelling place; home; place (residence) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Emeka arahụghị be anyị.
Emeka arahụghị be anyị.
Emeka did not sleep at our place.
Nneka nọ na be m.
Nneka nọ na be m.
Nneka is at my place.
Chika achọghị ịnọ be nwanne ya nwaanyị.
Chika achọghị ịnọ be nwanne ya nwaanyị.
Chika does not want to stay at her sister's place.
Ụmụ ya na-anọ na be nnennukwu ha.
Ụmụ ya na-anọ na be nnennukwu ha.
Her children stays at their grandmother's place.