résí
resi
Word | resi |
Definitions | Active verb 1.sell to |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Emeka na-eresi ya akpa ahụ mgbe m hụrụ ya.
Emeka na-eresi ya akpa ahụ mgbe m hụrụ ya.
Emeka was selling that bag to him when I saw him.
Resi m ọgwụ ka m lawa.
Resi m ọgwụ ka m lawa.
Sell drugs to me let me go.
Biko chere na ọ na-eresi m ncha.
Biko chere na ọ na-eresi m ncha.
Please wait, he is selling soap to me.
Ọ chọghị iresi m akwa ahụ.
Ọ chọghị iresi m akwa ahụ.
He does not want to sell that cloth to me.
Ijeoma resiri m ose n'ụtụtụ.
Ijeoma resiri m ose n'ụtụtụ.
Ijeoma sold pepper to me in the morning.
Ha na-eresi m ahia.
Ha na-eresi m ahia.
They sell goods to me.
Ị ga-eresi m ka ọ bụ m hapụ?
Ị ga-eresi m ka ọ bụ m hapụ?
Will you sell to me or I should leave?
Iresi mmadụ ihe n'oge na-atọ ụtọ.
Iresi mmadụ ihe n'oge na-atọ ụtọ.
To sell things to someone on time is nice.