güghárí
gụgharī
| Word | gụgharī |
| Definitions | Active verb 1.repeat 2.reread; read something that has been read before all over again |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ị chọrọ ịgụgharị klaasị a?
Ị chọrọ ịgụgharị klaasị a?
Do you want to repeat this class?
Ị ga-enwe ike ịgụgharị ya?
Ị ga-enwe ike ịgụgharị ya?
Would you be able to reread it?
Obinna na-agụgharị akwụkwọ ahụ ọzọ.
Obinna na-agụgharị akwụkwọ ahụ ọzọ.
Obinna is rereading that book all over again.
Onye nkuzi gwara m gụgharịa ihe m gụburu.
Onye nkuzi gwara m gụgharịa ihe m gụburu.
The teacher asked me to reread what i have read before.
Ndị dara ga-agụgharị klaasi a.
Ndị dara ga-agụgharị klaasi a.
Those that failed will repeat this class.
Gịnị mere i ji gụgharịa klaasị nke ise?
Gịnị mere i ji gụgharịa klaasị nke ise?
Why did you repeat class five?