chįdébé
chị̀debe
Word | chị̀debe |
Definitions | Active verb 1.cease reigning, ruling |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ị chọrọ ịchịdebe?
Ị chọrọ ịchịdebe?
Do you want to stop ruling?
Okeke chidebere anyị n'afọ gara aga.
Okeke chidebere anyị n'afọ gara aga.
Okeke stopped ruling us last year.
Ọ ga-achịdebe n'izuụka ọzọ.
Ọ ga-achịdebe n'izuụka ọzọ.
He will stop ruling next week.
Anyị agaghị ekwe ya chịdebe.
Anyị agaghị ekwe ya chịdebe.
We will not allow him to stop ruling.
Mgbe ọbụla ị chịdebere, m bụrụ eze.
Mgbe ọbụla ị chịdebere, m bụrụ eze.
Anytime you cease reigning, I will become king.
Kedụ mgbe nwoke a na-achidebe?
Kedụ mgbe nwoke a na-achidebe?
When will this man cease ruling?
Eze ga-achịdebe n'afọ a.
Eze ga-achịdebe n'afọ a.
The king will cease ruling this year.
Achọghị m ịchịdebe.
Achọghị m ịchịdebe.
I do not want to stop reigning.
Ibekwe ga-achịdebe anyị.
Ibekwe ga-achịdebe anyị.
Ibekwe will stop ruling us.
Ọ chịdebere ha ka afọ atọ gasịrị.
Ọ chịdebere ha ka afọ atọ gasịrị.
He stopped ruling them after three years.
Ị chọrọ ịchịdebe ndịa?
Ị chọrọ ịchịdebe ndịa?
Do you want to stop reigning over this people?
Chịdebe anyị!
Chịdebe anyị!
Stop ruling us !
chï ümù
chị ụmù
Word | chị ụmù |
Definitions | Active verb 1.look after children or young of animals 2.rule; govern; reign; direct |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Chịrị ụ̣mụ gị bịa bem.
Chịrị ụ̣mụ gị bịa bem.
Lead your children to my house.
Nwaanyị̣ a na-achị ụmu ya eje ebe ọbụla ọ na-eje.
Nwaanyị̣ a na-achị ụmu ya eje ebe ọbụla ọ na-eje.
This lady leads her children to anywhere she goes.
Ọkụkọ a chọrọ ịchị ụmụ ya bata.
Ọkụkọ a chọrọ ịchị ụmụ ya bata.
This hen wants to come in with her chicks.
Nkechi ga-achị ụmụ ya wuchie na be gị echi.
Nkechi ga-achị ụmụ ya wuchie na be gị echi.
Nkechi will lead her children to your house tomorrow.
Nkechi jere chịrị ụmụ ya lawa.
Nkechi jere chịrị ụmụ ya lawa.
Nkechi went and lead her children home.