Nkọwa okwu logo
Beta

kwá ütá

kwa ụtā

Wordkwa ụtā
Definitions

Active verb

1.regret; be sorry for something done by self

Related Term
Word Stem

Examples

Ejike kwara ụta maka ihe o mere.

Ejike kwara ụta maka ihe o mere.

Ejike regreted what he did.

Nneamaka kwara ụta na ya egeghị nna ya ntị.

Nneamaka kwara ụta na ya egeghị nna ya ntị.

Nneamaka regretted not listening to her father.

Emela ihe ị ga-eji kwaa ụta.

Emela ihe ị ga-eji kwaa ụta.

Don't do what you will regret.

Mee ihe dị mma ka ị ghara ịkwa ụta.

Mee ihe dị mma ka ị ghara ịkwa ụta.

Do the right thing so as to avoid regrets.

Ha kwara ụta ajọ ndụ ha biri.

Ha kwara ụta ajọ ndụ ha biri.

They regretted the bad life they lived.

Ị ga-akwa ụta ihe a ị chọrọ ime.

Ị ga-akwa ụta ihe a ị chọrọ ime.

You will regret this thing you want to do.

kwá àrįrį

kwa àrị̀rị̀

Wordkwa àrị̀rị̀
Definitions

Active verb

1.to express sadness and regret about something; lament

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ kwara arịrị mgbe a gwara na nna ya anwụọla.

Ọ kwara arịrị mgbe a gwara na nna ya anwụọla.

He lamented when he was told that his father was dead.

Ọ kwara arịrị ihe mberede ahụ mere nụ.

Ọ kwara arịrị ihe mberede ahụ mere nụ.

He lamented over the accident that happened.

Ugbu a abụghị oge ịkwa arịrị.

Ugbu a abụghị oge ịkwa arịrị.

This is not time for lamentation.

Ejekwuuru m ya ebe ọ na-akwa arịrị.

Ejekwuuru m ya ebe ọ na-akwa arịrị.

I met him where he was lamenting.

Ọ kwara arịrị mgbe a gwara ya na nna ya anwụọla.

Ọ kwara arịrị mgbe a gwara ya na nna ya anwụọla.

He lamented when he was told that his father was dead.

O bere akwa ma kwaa arịrị ihe dakwasara ezinụlọ ahụ.

O bere akwa ma kwaa arịrị ihe dakwasara ezinụlọ ahụ.

She cried and lamented over what has befallen that family.

Ịkwa arịrị na-ebute ọbara mgbali elu.

Ịkwa arịrị na-ebute ọbara mgbali elu.

Lamentation causes high blood pressure.

bé àrįrį

be àrị̀rị̀

Wordbe àrị̀rị̀
Definitions

Active verb

1.express grief, regret or disappointment about something; lament

Related Terms
Word Stems

Examples

Ahụrụ m ya ka ọ na-ebe arịrị.

Ahụrụ m ya ka ọ na-ebe arịrị.

I saw him lamenting.

Nwanne ya nwaanyị bere arịrị mgbe a na-eli ya.

Nwanne ya nwaanyị bere arịrị mgbe a na-eli ya.

His sister lamented when he was being buried.

Oge ọbụla ka ọ na-ebe arịrị maka ihe mere ndị ezinụụlọ ya.

Oge ọbụla ka ọ na-ebe arịrị maka ihe mere ndị ezinụụlọ ya.

She laments every time because of what happened to her family.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.