Nkọwa okwu logo
Beta

réfù

refù

Wordrefù
Definitions

Active verb

1.to sell off; to sell with loss

Related Terms
Word Stems

Examples

Ị chọrọ irefuru m ahịa?

Ị chọrọ irefuru m ahịa?

Do you want to sell my market with loss?

Refuo ihe ndị na-emebi emebi.

Refuo ihe ndị na-emebi emebi.

Sell off perishable items.

Irefu ahịa na-ebute ọdịda ya.

Irefu ahịa na-ebute ọdịda ya.

To sell off goods without much profit brings about its downfall.

Nwata a ga-erefu ahịa.

Nwata a ga-erefu ahịa.

This child will sell market with loss.

Ihe ndị m na-erefu karịrị.

Ihe ndị m na-erefu karịrị.

The things I sell off are too much.

Ị ga-erefu isiego gị.

Ị ga-erefu isiego gị.

You will sell off even your capital.

Nwa ahụ na-erefu ahịa nne ya.

Nwa ahụ na-erefu ahịa nne ya.

That child sells his off mother's goods without much profit.

O refuru ahịa ahụ erefu.

O refuru ahịa ahụ erefu.

He sold off that goods without much profit.

hépų

hepụ̀

Wordhepụ̀
Definitions

Active verb

1.walk, creep out stealthily

2.remove the covering of something, especially the roof

Related Terms
Word Stems

Examples

Ikuku hepụrụ elu ụlọ ahụ.

Ikuku hepụrụ elu ụlọ ahụ.

The wind blew off the roof.

A chọrọ m ịhepụ ebe a.

A chọrọ m ịhepụ ebe a.

I want to sneak out from this place.

Ọ na-ehepụ oge ọbụla a nwụdere ya.

Ọ na-ehepụ oge ọbụla a nwụdere ya.

He sneaks out anytime he is caught.

O ji nwayọ hepụ ka mmadụ ghara ịhụ ya.

O ji nwayọ hepụ ka mmadụ ghara ịhụ ya.

He left quietly sneaked so that no one would see him.

Ọ bụrụ na eleghị onye ohi ahụ anya, ọ ga-ehepụ.

Ọ bụrụ na eleghị onye ohi ahụ anya, ọ ga-ehepụ.

If that thief is not watched, he will sneak out.

Anyị ga-ehepu ma onye nkuzi batawa.

Anyị ga-ehepu ma onye nkuzi batawa.

We will sneak out when the teacher is coming in.

Onye ohi ahụ hepuru mgbe ndị nche na-arahụ ụra.

Onye ohi ahụ hepuru mgbe ndị nche na-arahụ ụra.

The thief sneaked out when the security officers were sleeping.

Si n'azụ ụlọ hepu.

Si n'azụ ụlọ hepu.

Sneak out through the backyard.

Mee ngwa ka ọ ghara ihepu.

Mee ngwa ka ọ ghara ihepu.

Be fast so that he doesn't sneak out.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.