Nkọwa okwu logo
Beta

réfö

refọ

Wordrefọ
Definitions

Active verb

1.sell with leftover; sell partly or incompletely

Variationsǹzuzō
Related Terms
Word Stems

Examples

M na-erefọ ya maka mmiri na-ezo.

M na-erefọ ya maka mmiri na-ezo.

I am selling it partly because it is raining.

Nke a bụ oroma ndị ọ na-erefọ n'izu a.

Nke a bụ oroma ndị ọ na-erefọ n'izu a.

These are the leftover oranges from his sales this week.

Oroma ole ka ị refọrọ?

Oroma ole ka ị refọrọ?

How many oranges did you remain from selling

Azụnna refọrọ azụ ya.

Azụnna refọrọ azụ ya.

Azụnna sold her fishes with a remainder.

Ị ga-erefọ obere nke anyị ga-eri.

Ị ga-erefọ obere nke anyị ga-eri.

You will sell with leftovers for our consumption.

Refọ ahịa ka nne m zụrụ biko.

Refọ ahịa ka nne m zụrụ biko.

Sell goods with leftover so my mum will buy please.

Irefọ ahịa abụghị mmasị m.

Irefọ ahịa abụghị mmasị m.

To sell goods with leftover is not my interest.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.