Nkọwa okwu logo
Beta

gü önü

gụ ọnụ̄

Wordgụ ọnụ̄
Definitions

Active verb

1.count; reckon

Related Terms
Word Stems

Examples

Gịnị mere ị ji agụ ihe ndị a ọnụ?

Gịnị mere ị ji agụ ihe ndị a ọnụ?

Why are you counting these things?

Onye na-agụ ihe ọnụ ma ihe.

Onye na-agụ ihe ọnụ ma ihe.

A person who reckons is intelligent.

Chika gụrụ nri a ọnụ.

Chika gụrụ nri a ọnụ.

Chika counted these foods.

Ị ga-agụ ọka ndị a ọnụ.

Ị ga-agụ ọka ndị a ọnụ.

You will count these corns.

Ịgụ ihe ọnụ dị mma.

Ịgụ ihe ọnụ dị mma.

To count something is good.

M na-agụ ya ọnụ.

M na-agụ ya ọnụ.

I am counting it.

Gụọ ya ọnụ.

Gụọ ya ọnụ.

Count it.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.