réchá
recha
Word | recha |
Definitions | Active verb 購選 1.sell completely; finish selling 2.sell all; sell also |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Rechaa oroma ahu!
Rechaa oroma ahu!
Sell all oranges completely.
Irecha ahịa n'ụtụtụ na-atọ ụtọ.
Irecha ahịa n'ụtụtụ na-atọ ụtọ.
To finish selling goods in the morning is sweet.
Ị ga-erecha ha ugbua.
Ị ga-erecha ha ugbua.
You will sell them all now.
O rechara ahịa n'oge taa.
O rechara ahịa n'oge taa.
He finished selling early today.
E rechara m ha ozugbu ahụ.
E rechara m ha ozugbu ahụ.
I sold them all at once.
Ada na-erecha ahịa mgbe m hụrụ ya.
Ada na-erecha ahịa mgbe m hụrụ ya.
Ada is selling goods completely when I saw her.
M na-erecha ihe ndị a.
M na-erecha ihe ndị a.
I also sell these things.
Ị chọrọ irecha ha niile?
Ị chọrọ irecha ha niile?
Do you want to sell alll of them?
Ka ọ na-ebute ngwaahịa ka ọ na-erecha ya.
Ka ọ na-ebute ngwaahịa ka ọ na-erecha ya.
As his goods are comings so also he is selling them all.
Rechaa ya tupu m bịa.
Rechaa ya tupu m bịa.
Sell all before I come.
O nwere okwukwe na ọ ga-erecha ya.
O nwere okwukwe na ọ ga-erecha ya.
He has faith that he will sell all.
Nne m rechara nri o bu bịa ahịa.
Nne m rechara nri o bu bịa ahịa.
My mother sold completely the food she came to market with.
Kedu ka ị siri mara na o rechara ya?
Kedu ka ị siri mara na o rechara ya?
Did did you know that he sold it all?