ísīíkē
isiikē
Word | isiikē |
Definitions | Noun 簡果 1.stubbornness; rebellion |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
O na-eme isiike.
O na-eme isiike.
She is stubborn.
Ọ bụ isiike ya tinyere ya n'ọnọdụ a.
Ọ bụ isiike ya tinyere ya n'ọnọdụ a.
It is his stubbornness that kept him in this condition.
Ọ bụ onye isiike.
Ọ bụ onye isiike.
She is a stubborn person.
ńnúpųísí
nnupụ̀isī
Word | nnupụ̀isī |
Definitions | Noun 1.going against an order or rule; disobedience; rebellion |
Variations | nnupùisī |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nna ya pịara ya ụtalị maka nnupụisi ya.
Nna ya pịara ya ụtalị maka nnupụisi ya.
Her father flogged her because of her disobedience.
Nnupụisi ụmụaka ugbu a karịrị akarị.
Nnupụisi ụmụaka ugbu a karịrị akarị.
The disobedience of children nowadays, is too much.
Anyi ketara oke na nnupuisi Adam.
Anyi ketara oke na nnupuisi Adam.
We had our share from Adam's disobedience.
Gịnị ka anyị ga-eme iji kwụsị nnupụisi nwatakịrị a?
Gịnị ka anyị ga-eme iji kwụsị nnupụisi nwatakịrị a?
What should we do to stop this child's disobedience?
Ntaramahụhụ dịrị onye na-eme nnupuisi.
Ntaramahụhụ dịrị onye na-eme nnupuisi.
There is punishment for a disobedient person.
Nnupuisi ya na-ewe m iwe .
Nnupuisi ya na-ewe m iwe .
Her disobedience gets me angry.