zųlíté
zụ̀lite
Word | zụ̀lite |
Definitions | Active verb 1.rear; bring up; educate; train up |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ikwesiri ịzụlite ụmụaka ahụ.
Ikwesiri ịzụlite ụmụaka ahụ.
You were supposed to train up those children.
Ọ na-azụlite nwa ahụ tupu nne ya abịa kpọrọ ya.
Ọ na-azụlite nwa ahụ tupu nne ya abịa kpọrọ ya.
She was bringing up that child before her mother came to claim him.
Ọ bụ nwanne ha nwoke zụlitere ha.
Ọ bụ nwanne ha nwoke zụlitere ha.
It was their brother that trained them up.
Biko, zụlite ụmụ gị n'ụzọ ziri ezi.
Biko, zụlite ụmụ gị n'ụzọ ziri ezi.
Please, bring up your children in the right path.
Ha ga-azụlite ụmụ nwanne ha nwaanyị nwụrụ anwụ.
Ha ga-azụlite ụmụ nwanne ha nwaanyị nwụrụ anwụ.
They will bring up their late sister's children.
Ha gbara mbọ zụ̀lite ụmụaka ha.
Ha gbara mbọ zụ̀lite ụmụaka ha.
They tried in training up their children.
örūúgbó
ọruugbō
Word | ọruugbō |
Definitions | Noun 1.grow plants, rear animals or both; farming |
Variations | ọrụugbo, ọrụ ugbō |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
E nwere ụdịrị ọruugbo dị iche iche.
E nwere ụdịrị ọruugbo dị iche iche.
There are different types of farming.
Ọruugbo amaka.
Ọruugbo amaka.
Farming is good.
Oge udummiri bụ oge ọruugbo
Oge udummiri bụ oge ọruugbo
Rainy season is the time of farming.
E ji ọgụ arụ ọruugbo.
E ji ọgụ arụ ọruugbo.
Hoe is used in farming.
Ọruugbo ka e ji mara ezinụlọ ha.
Ọruugbo ka e ji mara ezinụlọ ha.
Their family is known for farming.
Ọruugbo na-enye ego.
Ọruugbo na-enye ego.
Farming gives money.
Ọruugbo anaghị amasị ya.
Ọruugbo anaghị amasị ya.
She does not like farming.
zų
zụ̀
Word | zụ̀ |
Definitions | Active verb 慣 1.nurse someone, something, or an animal to growth; train; raise; rear; 2.give proper teaching or upbringing |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A na-azụ ezi ebe a.
A na-azụ ezi ebe a.
Pigs are reared here.
Gịnị mere o ji azụ nkịta n'ebe a?
Gịnị mere o ji azụ nkịta n'ebe a?
Why does he rears dogs here?
Zụọ ejula, ha dị mfe ịzụ.
Zụọ ejula, ha dị mfe ịzụ.
Rear snails, they are easy to rear.