ré úrē
re ūrē
| Word | re ūrē |
| Definitions | Active verb 1.a state of decaying or decomposing |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Oke a nwụrụ na-achọ ire ure ebe a.
Oke a nwụrụ na-achọ ire ure ebe a.
That rat that died is about to decay here.
Achọghị m nke rere ure.
Achọghị m nke rere ure.
I don't want the one that is rotten.
Kedu ihe ị ji hapụ ya ka o ree ure?
Kedu ihe ị ji hapụ ya ka o ree ure?
Why did you allow it to get rotten?
Ekwela ka anụ a nọdụ ebe a ree ure.
Ekwela ka anụ a nọdụ ebe a ree ure.
Do not let this meat to get rotten here.
Ozu a ga-ere ure ebe a.
Ozu a ga-ere ure ebe a.
This corpse will decay here.
O resịrị m azụ rere ure.
O resịrị m azụ rere ure.
He sold me a rotten fish.
Azụ ahụ na-ere ure.
Azụ ahụ na-ere ure.
That fish is decomposing.
mé ńnwá
me nnwa
| Word | me nnwa |
| Definitions | Active verb 1.pamper; infantilize 2.act pampered or infantilized; act soft, especially physically, or shy |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Nwata a dịka onye ga-eme nnwa.
Nwata a dịka onye ga-eme nnwa.
This child looks like someone that will act softly.
Ada na-eme nnwa.
Ada na-eme nnwa.
Ada is acting soft.
Gịnị mere o ji eme nnwa otu a?
Gịnị mere o ji eme nnwa otu a?
Why is she acting softly like this?
Ụzọ na-eme nwunye ya nnwa.
Ụzọ na-eme nwunye ya nnwa.
Ụzọ pampers his wife.