òké
òke
Word | òke |
Definitions | Noun 鼠 1.rat; mouse |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kedụ etu oke siri bata n'ụlọ anyị?
Kedụ etu oke siri bata n'ụlọ anyị?
How did rat enter our house?
Ọ na-ere ọgwụ oke.
Ọ na-ere ọgwụ oke.
He sells rat poison.
Ọ na-ata oke.
Ọ na-ata oke.
He is eating rat.
Oke tabiri eriri ọkụ tiivii m.
Oke tabiri eriri ọkụ tiivii m.
Rat cut my my TV cable.
Lee oke ahụ, gbuo ya.
Lee oke ahụ, gbuo ya.
See that rat, kill it.
Oke ahụ gbabara n'ọnụ.
Oke ahụ gbabara n'ọnụ.
The mouse ran into a hole.
Egburu m oke.
Egburu m oke.
I killed a mouse.
Oke na-ebu ọrịa.
Oke na-ebu ọrịa.
Rat is a vector of disease.
Ọ bụ naanị obere ihe ka a ga-ebechapụ n'ọnụ nkakwụ ọ ghọrọ oke
Ọ bụ naanị obere ihe ka a ga-ebechapụ n'ọnụ nkakwụ ọ ghọrọ oke
Only a small portion of the shrews mouth needs to be cut off for it to become a rat
éwí
ewī
Word | ewī |
Definitions | Noun 1.hare; cane rat |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ihe ana ahụghị na afọ nne ewi ekwesịghị ka ahụ ya na nke nwa ya
Ihe ana ahụghị na afọ nne ewi ekwesịghị ka ahụ ya na nke nwa ya
Whatever wasn't seen in the stomach of a mother hare should not be seen in that of the child.
Anyị hụrụ ewi n'ọhịa.
Anyị hụrụ ewi n'ọhịa.
We saw an hare in the bush.
Ewi na-ata akwụ
Ewi na-ata akwụ
Hare eats palm fruits.
Ewi na-ebi n'ọnụ.
Ewi na-ebi n'ọnụ.
Hare lives in a hole.
Ọnya m mara ewi.
Ọnya m mara ewi.
My trap caught an hare.
òkérékwú
òkerekwū
Word | òkerekwū |
Definitions | Noun 1.mouse/mice [see rat] |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Okerekwu abụghị anụ oriri.
Okerekwu abụghị anụ oriri.
Rat is not a source of edible meat.
Anyị nwere okerekwu n'ụlọ a [figurative].
Anyị nwere okerekwu n'ụlọ a [figurative].
We have a mouse in this house.
E ji anụ okerekwu eme suya.
E ji anụ okerekwu eme suya.
Rat meat is used for making suya.
Okerekwu juru n'ụlọ m.
Okerekwu juru n'ụlọ m.
There are too many mice in my house.
Okerekwu na-ata ọka.
Okerekwu na-ata ọka.
Mouse eats maize.