Nkọwa okwu logo
Beta

kwú ḿpü

kwu mpụ

Wordkwu mpụ
Definitions

Active verb

1.talk at random; give meaningless point

Related Terms
Word Stems

Examples

Ahụrụ m ya ka ọ na-ekwu mpụ.

Ahụrụ m ya ka ọ na-ekwu mpụ.

I saw him saying meaningless things.

I kwuru mpụ n'akwamozu Okafọ.

I kwuru mpụ n'akwamozu Okafọ.

You spoke at random at Okafo's funeral.

Nwa ahụ na-ekwu mpụ.

Nwa ahụ na-ekwu mpụ.

That child speaks at random.

Kwuo mpụ ebe a ka m tie gị ihe.

Kwuo mpụ ebe a ka m tie gị ihe.

Talk randomly here and I will deal with you.

Ikwu mpụ oge niile adịghị mma.

Ikwu mpụ oge niile adịghị mma.

Talking at random all the time is bad.

Nna anyị nụrụ ka Ikenna na-ekwu mpụ.

Nna anyị nụrụ ka Ikenna na-ekwu mpụ.

Our father heard as Ikenna was talking at random.

Achọghị m ikwu mpụ ebe a.

Achọghị m ikwu mpụ ebe a.

I don't want to talk at random here.

Ada ga-ekwu mpụ ugbua.

Ada ga-ekwu mpụ ugbua.

Ada will say meaningless points now.

tųṃböḿ

tụ̀m̀bọm

Wordtụ̀m̀bọm
Definitions

Noun

1.random, randomly

Related Term
Word Stem

Examples

E ji usoro tụmbọm tụmbọm mee ya.

E ji usoro tụmbọm tụmbọm mee ya.

It was randomly done.

píóghárï

piogharị

Wordpiogharị
Definitions

Active verb

㩶策r寃

1.walk through a jam-packed (bush inclusive) space using random free spaces

2.walkabout; wander around from place to place

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Onye na-epioghari n’ime ọhia?

Onye na-epioghari n’ime ọhia?

Who is wading through the forest?

Lee Emeka ka ọ na-epioghariri n'etiti igwe mmadụ

Lee Emeka ka ọ na-epioghariri n'etiti igwe mmadụ

Look at Emeka wading through the crowd.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.