ràkǫ
ràkọ̀
| Word | ràkọ̀ |
| Definitions | Active verb 1.make equal, things that are not originally so; equalize 2.set people against each other, especially two people or parties; drive a wedge between two people |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Onye ga-arakọ nri niile a?
Onye ga-arakọ nri niile a?
Who is going to make these food equal?
A chọrọ m ka ha niile rakọọ ọnụ.
A chọrọ m ka ha niile rakọọ ọnụ.
I want all of them to be equal.
Emeka na-arakọ mmadụ abụọ ahụ oge ọbụla.
Emeka na-arakọ mmadụ abụọ ahụ oge ọbụla.
Emeka sets those two people against each other all the time.
Agaghị m arakọ ihe ndị a.
Agaghị m arakọ ihe ndị a.
I will not make these things equal.
ríkö
rikọ
| Word | rikọ |
| Definitions | Active verb 1.eat together |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Bịa ka anyị rikọọ nri a ọnụ.
Bịa ka anyị rikọọ nri a ọnụ.
Come let us eat this food together.
Ha achọghị irikọ nri ọnụ.
Ha achọghị irikọ nri ọnụ.
They do not want to eat together.
Irikọ nri na-amasị m.
Irikọ nri na-amasị m.
To eat together interests me.
Adakụ na Ugonna ga-erikọ ọnụ.
Adakụ na Ugonna ga-erikọ ọnụ.
Adakụ and Ugonna will eat together.
Mụ na ya na-erikọ n'otu okpokoro.
Mụ na ya na-erikọ n'otu okpokoro.
She and I are eating on the same table.
Ụmụ ya na-erikọ nri ọnụ.
Ụmụ ya na-erikọ nri ọnụ.
Her children eat together.
Ụmụnne irikọ nri na-adị mma.
Ụmụnne irikọ nri na-adị mma.
It is good for siblings to eat together.
Anyị rikọrọ osikapa ahụ.
Anyị rikọrọ osikapa ahụ.
We ate that rice together.
Unu rikọọ nri fọrọ ọnụ.
Unu rikọọ nri fọrọ ọnụ.
You all should eat the remaining food together.