wèlí áká
wèli akā
Word | wèli akā |
Definitions | Active verb 各結稼 1.raise hand 2.take hand off; abandon; leave alone |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Onyuuweojii tiri mkpu sị "welie aka gị elu!"
Onyuuweojii tiri mkpu sị "welie aka gị elu!"
The police officer shouted "put your hands up!"
Welie aka gị.
Welie aka gị.
Hands off; Stop being involved.
Ị ga-eweli aka gị elu tupu i yipụ akwa
Ị ga-eweli aka gị elu tupu i yipụ akwa
You will raise your hand up before removing your dress
Agaghị m eweli aka ọzọ.
Agaghị m eweli aka ọzọ.
I will not raise my hand again.
Onye uweojii tiri mkpu sị, "Welie aka gị elu!"
Onye uweojii tiri mkpu sị, "Welie aka gị elu!"
The police officer shouted, "Raise your hands!"
Ị ga-eweli aka gị elu tupu i yipụ akwa
Ị ga-eweli aka gị elu tupu i yipụ akwa
You will raise your hand up before you remove your dress
Ọ chọghị iweli aka ya.
Ọ chọghị iweli aka ya.
He does not want to raise his hand.
Chuma na-eweli aka ya mgbe m hụrụ ya.
Chuma na-eweli aka ya mgbe m hụrụ ya.
Chuma was raising up his hand when I saw him.
Nwata a na-eweli aka ya elu.
Nwata a na-eweli aka ya elu.
This child is raising up her hand.
Eweliri m aka mana ị hụghị ya.
Eweliri m aka mana ị hụghị ya.
I raised my hand but you did not see it.