Nkọwa okwu logo
Beta

òsìkápá

òsìkapa

Wordòsìkapa
Definitions

Noun

1.rice

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyi ga-esi osikapa echi.

Anyi ga-esi osikapa echi.

We will cook rice tomorrow.

Ana m eri osikpa karịa akpụ.

Ana m eri osikpa karịa akpụ.

I eat rice more than cassava.

Osikapa na-eto ọsọọsọ n'udummiri.

Osikapa na-eto ọsọọsọ n'udummiri.

Rice grows faster in rainy season.

Onye siri osikpa?

Onye siri osikpa?

Who cook rice.

Achọrọ m osikpa.

Achọrọ m osikpa.

I want rice.

Anyị riri osikpa ụbọchị ụka.

Anyị riri osikpa ụbọchị ụka.

We ate rice on Sunday.

háfè

hafè

Wordhafè
Definitions

Active verb

1.to hand something or someone over to somebody or something;

2.to hand over authority or power to someone or a group

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

A hafere ya ọchịchị obodo oge ọ dị na nwata.

A hafere ya ọchịchị obodo oge ọ dị na nwata.

He was handed over the leadership of the community when he was young.

Hafee ihe niile gbasara agụmaakwụkwọ gị n'aka m.

Hafee ihe niile gbasara agụmaakwụkwọ gị n'aka m.

Hand over everything concerning your education to me.

Onye hafere gị nwa ahụ?

Onye hafere gị nwa ahụ?

Who handed the child over to you?

Hafee ya n'aka Udo.

Hafee ya n'aka Udo.

Hand it over to Udo.

Okoye ga-ahafe akụnụba ya n'aka di ọkpara ya.

Okoye ga-ahafe akụnụba ya n'aka di ọkpara ya.

Okoye will hand over his wealth to his first son.

Unu ga-ahafe ndụ unu n'aka Chukwu.

Unu ga-ahafe ndụ unu n'aka Chukwu.

You will hand over your lives to God.

Ọ na ahafe ụlọọrụ ya n'aka nwunye ya oge ọbụla o mere njem.

Ọ na ahafe ụlọọrụ ya n'aka nwunye ya oge ọbụla o mere njem.

He hands over his company to his wife each time he travels.

Ọ ga-ahafe m n'aka ndị iro m.

Ọ ga-ahafe m n'aka ndị iro m.

She will hand me over to me enemies.

Ahafere m Ndụka n'aka ndị uweojii.

Ahafere m Ndụka n'aka ndị uweojii.

I handed Ndụka over to the police.

Di m na-ahafe m n'aka ụmụnne ya ma ọ gawa mba ofesi.

Di m na-ahafe m n'aka ụmụnne ya ma ọ gawa mba ofesi.

My husband hands me over to his siblings when travelling abroad.

Ha chọrọ ịhafe ya ọchịchị n'aka.

Ha chọrọ ịhafe ya ọchịchị n'aka.

They want to hand over the leadership to him.

Ole ndị hafere ya n'aka ndị uweojii?

Ole ndị hafere ya n'aka ndị uweojii?

Which people handed him over to the police?

Ọ bịara ịhafe ya n'aka ụkọchukwu.

Ọ bịara ịhafe ya n'aka ụkọchukwu.

He came to hand him over to the priest.

Ị ga-ahafe ya n'aka nna m.

Ị ga-ahafe ya n'aka nna m.

You will put it in my father's custody.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.