àpìrìkó
àpìrìko
Word | àpìrìko |
Definitions | Noun 1.getting money from somebody through a dishonest means; dishonest dealing with in business which makes more money; racketeering |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Apiriko m gabigara n'ahịa ahụ dị egwu.
Apiriko m gabigara n'ahịa ahụ dị egwu.
The racketeering I experienced in that market was unbelievable.
Gọọmentị nwụchiri ndị apiriko.
Gọọmentị nwụchiri ndị apiriko.
The government apprehended the racketeers.
Apiriko ka o ji biri.
Apiriko ka o ji biri.
She lives by racketeering.
Oke apiriko na-emebi obodo a.
Oke apiriko na-emebi obodo a.
Too much racketeering is destroying this country.
Ndị apịrịko na-atụ asị nke ukwuu.
Ndị apịrịko na-atụ asị nke ukwuu.
Racketeers lie so much.
Saa anya mmiri maka ndị apiriko.
Saa anya mmiri maka ndị apiriko.
Be careful about racketeers.
Ọ na-eme apiriko.
Ọ na-eme apiriko.
He racketeers.
Onye gbara gị apiriko?
Onye gbara gị apiriko?
Who cheated you?
Ọ bụ onye apiriko.
Ọ bụ onye apiriko.
He is a racketeer.
Nna ya ji apiriko wuo ụlọ.
Nna ya ji apiriko wuo ụlọ.
His father built a house with racketeering.