Nkọwa okwu logo
Beta

ákàráǹgwù

akàraǹgwù

Wordakàraǹgwù
Definitions

Punctuations

1.quotation marks

Variationsakàra ǹgwù
Related Terms
Word Stems

Examples

Akara ngwu na-ezipụta okwu ihu.

Akara ngwu na-ezipụta okwu ihu.

Quotation marks show direct speech.

Tinye akarangwu n'ahịrịokwu ndị a.

Tinye akarangwu n'ahịrịokwu ndị a.

Put quotation marks in the following sentences.

Gosi m ebe i tinyere akara ngwu.

Gosi m ebe i tinyere akara ngwu.

Show me where you inserted the quotation mark.

E ji akarangwu ezipụta okwu si mmadụ n'ọnụ pụta.

E ji akarangwu ezipụta okwu si mmadụ n'ọnụ pụta.

Quotation marks are used to show direct speech.

O tinyeteghị akarangwu ahụ.

O tinyeteghị akarangwu ahụ.

He put the quotation marks wrongly.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.