Nkọwa okwu logo
Beta

éké

eke

Wordeke
Definitions

Noun

1.python

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anaghị egbu eke na Nnewi.

Anaghị egbu eke na Nnewi.

Pythons are not killed in Nnewi.

Eke bụ nnukwu agwọ.

Eke bụ nnukwu agwọ.

The python is a big snake.

Anyị hụrụ eke.

Anyị hụrụ eke.

We saw a python.

Agwọ ofu onye hụrụ na-aghọ ya eke.

Agwọ ofu onye hụrụ na-aghọ ya eke.

A snake seen by one person alone seems like a python to him.

Eke abụghị anụ oriri.

Eke abụghị anụ oriri.

The python is not for consumption.

O nwere anya eke.

O nwere anya eke.

His/her eyes are like that of the python.

Kedụ ka eke si anya anwụ.

Kedụ ka eke si anya anwụ.

How does the python bask in the sun?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.