Nkọwa okwu logo
Beta

tínyéchá

tinyecha

Wordtinyecha
Definitions

Active verb

1.put in all

Related Terms
Word Stems

Examples

Tinyecha ya na mkpo.̣

Tinyecha ya na mkpo.̣

Put them all in the container.

O tinyechara azụ niile ahụ na nri a.

O tinyechara azụ niile ahụ na nri a.

She put all those fish in this food.

Achọghị m itinyecha oge m niile.

Achọghị m itinyecha oge m niile.

I don't want to put in all my time.

Ị na-etinyecha isiego gị ebe ahụ?

Ị na-etinyecha isiego gị ebe ahụ?

Do you put in all your capital there.

Tinyecha ji niile ahụ na nkata.

Tinyecha ji niile ahụ na nkata.

Put in all the yam in the basket.

Ị ga-etinyecha ose niile a n'ofe.

Ị ga-etinyecha ose niile a n'ofe.

You will put in all these pepper in the soup.

Ọ bụghị mgbe niile ka ị ga-etinyecha mmiri na ya.

Ọ bụghị mgbe niile ka ị ga-etinyecha mmiri na ya.

You will not put in the water all the time.

Biko, tinyechaa ya.

Biko, tinyechaa ya.

Please, put everything.

tìnyè

tìnyè

Wordtìnyè
Definitions

Active verb

1.put; put in

Related Term
Word Stem

Examples

Tinye akwụkwọ ahụ n'ime akpati.

Tinye akwụkwọ ahụ n'ime akpati.

Put that book in a box.

tínyé

tinye

Wordtinye
Definitions

Active verb

1.put; insert; put in

2.deposit; keep something in a particular place

Related Terms
Word Stems

Examples

O tinyere ya n'ime mmiri.

O tinyere ya n'ime mmiri.

He put it in water.

Anyị ga-etinye ya ebe ahụ.

Anyị ga-etinye ya ebe ahụ.

We will put it there.

Tinye m n'ọnọdụ gị.

Tinye m n'ọnọdụ gị.

Put me in your situation.

Ha tinyere ya n'akwụkwọ anyị.

Ha tinyere ya n'akwụkwọ anyị.

They put it in our books.

O tinyere m aka n'ọnụ.

O tinyere m aka n'ọnụ.

He put hand in my mouth.

A na-etinye nnu na mmanụ.

A na-etinye nnu na mmanụ.

Salt is added to oil.

Anyị ga-etinye ego a n'ụlọakụ.

Anyị ga-etinye ego a n'ụlọakụ.

We will put this money in the bank.

Achọrọ m itinye nri n'efere m.

Achọrọ m itinye nri n'efere m.

I want to add food to my plate.

tìkö

tìkọ

Wordtìkọ
Definitions

Active verb

1.put together

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Onye tikọrọ ihe abụọ a ọnụ?

Onye tikọrọ ihe abụọ a ọnụ?

Who put these two things together?

E nwere ike itikọ ha ọnụ?

E nwere ike itikọ ha ọnụ?

Can they be put together?

E kwesịrị itikọ eriri ọkụ abụọ a ọnụ.

E kwesịrị itikọ eriri ọkụ abụọ a ọnụ.

These two wires should be joined together.

A na-etikọ akpụ na ofe n'otu afere n'ala Yoruba.

A na-etikọ akpụ na ofe n'otu afere n'ala Yoruba.

Both fufu and soup is served in the same plate in Yoruba land.

Kedụ mgbe ị ga-etikọ ha ọnụ.

Kedụ mgbe ị ga-etikọ ha ọnụ.

When are you going to put them together?

Gaa, tikọọ ya ọnụ.

Gaa, tikọọ ya ọnụ.

Go and put it together.

Nke a na-etikọ ọnụ ka m chọrọ.

Nke a na-etikọ ọnụ ka m chọrọ.

I want the one that is pulled together.

Ha agaghị etiko ya ọnụ.

Ha agaghị etiko ya ọnụ.

They will not put them together.

Onye ga-etikọ ha ọnụ?

Onye ga-etikọ ha ọnụ?

Who will put them together?

Bịa ka anyị tikọọ isi ọnụ.

Bịa ka anyị tikọọ isi ọnụ.

Come let us put heads together.

rápųtà íré

rapụ̀tà ire

Wordrapụ̀tà ire
Definitions

Medial verb

1.stick or put out the tongue

Related Terms
Word Stems

Examples

Rapụta ire gị ka m kwochaa ya.

Rapụta ire gị ka m kwochaa ya.

Bring out your tongue let me brush it.

Ewu ọbụla e gburu egbu na-arapụta ire.

Ewu ọbụla e gburu egbu na-arapụta ire.

Every goat that is killed puts out their tongue.

Ịrapụta ire na-atọ ụmụaka ụtọ.

Ịrapụta ire na-atọ ụmụaka ụtọ.

Children enjoy putting out their tongue.

Ọ ga-arapụta ire ya ka mmiri fesa ya.

Ọ ga-arapụta ire ya ka mmiri fesa ya.

She will stick out her tongue for rain to sprinkle on it.

Ị na-arapụta ire gị?

Ị na-arapụta ire gị?

Do you stick out your tongue?

Ọ rapụtara ire ya ozugbo ọ hụrụ nri ahụ.

Ọ rapụtara ire ya ozugbo ọ hụrụ nri ahụ.

He brought out his tongue immediately he saw the food.

Nwata nwaanyị a rapụtara ire.

Nwata nwaanyị a rapụtara ire.

This young girl put out her tongue.

Ọ dịghị mma ịrapụta ire ma ị na-arahụ ura.

Ọ dịghị mma ịrapụta ire ma ị na-arahụ ura.

It is not good to be putting out ones tongue while sleeping.

Kedụ onye siri gị rapụta ire?

Kedụ onye siri gị rapụta ire?

Who told you to put out your tongue?

Onye na-arapụta ire?

Onye na-arapụta ire?

Who is putting out his tongue?

küzí

kụzi

Wordkụzi
Definitions

Active verb

正向

1.hit properly; hit to put in order

Related Term
Word Stem

Examples

Emeka ga-akụzi tebulu ahụ nke ọma.

Emeka ga-akụzi tebulu ahụ nke ọma.

Emeka will repair that table properly.

Ịkụzi ihe a adịghị mfe.

Ịkụzi ihe a adịghị mfe.

To hit this thing back to normal is not easy.

Ọ kụziri m oche m.

Ọ kụziri m oche m.

He hit my chair back to normal.

ményü

menyụ

Wordmenyụ
Definitions

Active verb

壊曹

1.extinguish; put off fire or light

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Urenna, menyụọ ọkụ ekwugaasị ahụ.

Urenna, menyụọ ọkụ ekwugaasị ahụ.

Urenna, put off the fire on the gas burner.

tínyé áká

tinye akā

Wordtinye akā
Definitions

Active verb

希角稼

1.put hand(s) in/on

2.get involved

Related Term
Word Stem

Examples

Ekwela nwata ahụ tinye aka n'ọnụ ya

Ekwela nwata ahụ tinye aka n'ọnụ ya

Don't let that child put her hand in her mouth

Achọghị m itiinye aka na mpụ

Achọghị m itiinye aka na mpụ

I don't want to get involved in fraud

M ga-etinye aka ka a rụchapụ ọrụ ahụ.

M ga-etinye aka ka a rụchapụ ọrụ ahụ.

i will join hands to finish that job.

Nna ya na-etinye aka n'alụmdinanwunye ha.

Nna ya na-etinye aka n'alụmdinanwunye ha.

His father intervenes in their marriage.

Itinye aka n'ihe onye ọzọ adịghị mma.

Itinye aka n'ihe onye ọzọ adịghị mma.

Tampering with another person's item is is not good.

Ekwela nwata ahụ tinye aka n'ọnụ ya

Ekwela nwata ahụ tinye aka n'ọnụ ya

Don't let that child put her hand in her mouth

Achọghị m itiinye aka na mpụ

Achọghị m itiinye aka na mpụ

I don't want to get involved in fraud

Nwanne ya tinyere aka oge a na-eti nwoke ahụ ihe.

Nwanne ya tinyere aka oge a na-eti nwoke ahụ ihe.

His brother joined hands when that man was being beaten.

yíkwàsï

yikwàsị

Wordyikwàsị
Definitions

Active verb

1.put on (clothing, mask, etc.)

Related Term
Word Stem

Examples

Yikwasị nwata ahụ akwa na-egbochi oyi.

Yikwasị nwata ahụ akwa na-egbochi oyi.

Put a cardigan on that child.

O yikwasiri uwe ya.

O yikwasiri uwe ya.

He put on his cloth.

Ọ ga-eyikwasị ya ma ọ wụchaa ahụ.

Ọ ga-eyikwasị ya ma ọ wụchaa ahụ.

She will put it on when she is done with bathing.

Achọrọ m iyikwasị akwa nke a n'elu ya.

Achọrọ m iyikwasị akwa nke a n'elu ya.

I want to wear this one on top of it.

Onye chọrọ iyikwasị akwa ya?

Onye chọrọ iyikwasị akwa ya?

Who wants to put on his cloth?

Ha ga-eyikwasị m okpu eze.

Ha ga-eyikwasị m okpu eze.

They will put the king's crown on me.

Yikwasị m akwa ahụ.

Yikwasị m akwa ahụ.

Put that cloth on me.

gbálį

gbalị̀

Wordgbalị̀
Definitions

Active verb

1.put in effort; endeavor; try hard

Related Terms
Word Stems

Examples

Gbalịa ka ị bịa n'oge.

Gbalịa ka ị bịa n'oge.

Try hard to come early.

Onyeisi obodo anyị na-agbalị nke ọma na mmepe obodo.

Onyeisi obodo anyị na-agbalị nke ọma na mmepe obodo.

Our president puts in effort in development.

O kwere nkwa na ọ ga-agbalị mgbe ọzọ.

O kwere nkwa na ọ ga-agbalị mgbe ọzọ.

He promised to try hard yet time.

Ọ na-agbalị.

Ọ na-agbalị.

She is trying.

Gbalịa ṅụọ ọgwụ gị.

Gbalịa ṅụọ ọgwụ gị.

Try and take your drugs

Amara na-agbalị ileta nne ya anya.

Amara na-agbalị ileta nne ya anya.

Amara puts effort in taking care of her mother.

Anyị ga na-agbalị.

Anyị ga na-agbalị.

We will be trying.

Ị gbalịala!

Ị gbalịala!

Congratulations!

Ị ga-agbalị sie nri ahụ nke ọma.

Ị ga-agbalị sie nri ahụ nke ọma.

You will endeavor to cook that food very well.

Gbalịa rute ebe ahụ n'oge.

Gbalịa rute ebe ahụ n'oge.

Endeavour to get to that place in time.

Ọ gablịrị ịzụ ụmụ ya na mahadum.

Ọ gablịrị ịzụ ụmụ ya na mahadum.

He puts in effort in training his children in the university.

Ha gbalịrị n'afọ gara aga.

Ha gbalịrị n'afọ gara aga.

They tried so hard last year.

Onye sịrị na ị na-agbalị?

Onye sịrị na ị na-agbalị?

Who said you are trying?

A chụọ ma e nwudeghị, a ga-arahụ n'agụ?

A chụọ ma e nwudeghị, a ga-arahụ n'agụ?

Is anybody going to sleep in the forest simply because nothing was caught in the hunt?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.