chü
chụ
| Word | chụ |
| Definitions | Active verb 言 1.chase; pursue |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
A ga-achụ gị ma ọ bụrụ na ị bịaghị.
A ga-achụ gị ma ọ bụrụ na ị bịaghị.
You will be chased away if you don't come.
Chụọ ya ọsọ ebe ahụ.
Chụọ ya ọsọ ebe ahụ.
Chase him away from there.
Gịnị mere ị ji achụ ya?
Gịnị mere ị ji achụ ya?
Why are you chasing him?
Ọ bụ ya chụrụ ọkụkọ ahụ.
Ọ bụ ya chụrụ ọkụkọ ahụ.
He is the one that pursued the fowl.
Ọ na-achụ nwa ahụ ọsọ mgbe m bịara.
Ọ na-achụ nwa ahụ ọsọ mgbe m bịara.
He was chasing that child when I came.