Nkọwa okwu logo
Beta

ùbéḿgbá

ùbemgbā

Wordùbemgbā
Definitions

Noun

1.a dark-purple drupe with a hard brown seed (African black olives fruit)

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị nwere ubemgba n'obodo m.

Anyị nwere ubemgba n'obodo m.

We have African black olive fruit in my village.

Achọrọ m ịra ubemgba.

Achọrọ m ịra ubemgba.

I want to lick African black velvet fruit.

Ubemgba dị ụkọ ugbu a.

Ubemgba dị ụkọ ugbu a.

African black velvet fruit is scarce now.

Ubemgba m rara na-agbaka ntị.

Ubemgba m rara na-agbaka ntị.

The African black olive fruit i licked tastes sour.

Nne na-ere ubemgba.

Nne na-ere ubemgba.

Mother sells African black olive fruit.

Uche kwaturu ubemgba m.

Uche kwaturu ubemgba m.

Uche knocked down my African black olive fruit.

Ubemgba na-enye ego.

Ubemgba na-enye ego.

African black olive fruit gives money.

Nna m dọrọ osisi ubemgba n'azụụlọ anyị.

Nna m dọrọ osisi ubemgba n'azụụlọ anyị.

My father planted African black velvet tree behind our house.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.