ögwųáfö
ọgwụ̀afọ̄
Word | ọgwụ̀afọ̄ |
Definitions | Noun 1.purgative; laxative |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Nye ya ọgwụafọ.
Nye ya ọgwụafọ.
Give him a purgative.
Afọ na-asa ya, ọ ṅụrụ ọgwụafọ.
Afọ na-asa ya, ọ ṅụrụ ọgwụafọ.
She is purging, she took laxatives.
Ọgwụafọ ọ ṅụrụ na-arụ ya afọ.
Ọgwụafọ ọ ṅụrụ na-arụ ya afọ.
The purgative she took is aching her stomach.
Dọkịta nyere ya ọgwụafọ.
Dọkịta nyere ya ọgwụafọ.
Doctor gave her purgative.