sú ökpö
su ọ̄kpọ̄
Word | su ọ̄kpọ̄ |
Definitions | Active verb 1.punch; box |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Emeka ga-esu gị ọkpọ ma iwe wee ya.
Emeka ga-esu gị ọkpọ ma iwe wee ya.
Emeka will punch you if he gets angry.
Suo ya ọkpọ, ka ọ kwusị ihe ahụ.
Suo ya ọkpọ, ka ọ kwusị ihe ahụ.
Punch him, let him stop that.
Ọ dịghị mma isu mmadụ ọkpọ.
Ọ dịghị mma isu mmadụ ọkpọ.
It is not good to hit somebody.
Okey na-achọ isu m ọkpọ.
Okey na-achọ isu m ọkpọ.
Okey wants to hit me.
Onye suru gị ọkpọ?
Onye suru gị ọkpọ?
Who hit you?
Onyenkụzi anyị na-esu onye ọbụla dara ajụjụ ya ọkpọ.
Onyenkụzi anyị na-esu onye ọbụla dara ajụjụ ya ọkpọ.
Our teacher punches anyone who fails his questions.
Obi na-esu nwata ahụ ọkpọ mgbe m hụrụ ha.
Obi na-esu nwata ahụ ọkpọ mgbe m hụrụ ha.
Obi was punching that child when I saw them.
ǫkpö
ọ̀kpọ
Word | ọ̀kpọ |
Definitions | Noun 1.punch; blow |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọkpọ o jiri akeekpe suo ya buru ya ajụ.
Ọkpọ o jiri akeekpe suo ya buru ya ajụ.
The punch he gave him with his left hand got him dizzy.
sú
su
Word | su |
Definitions | Active verb 周 1.punch; dash; hit |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
O suru aka n'aja.
O suru aka n'aja.
He punched the wall.
Ndị Igbo na-akpụ utara akpụ tupu ha e suo ofe.
Ndị Igbo na-akpụ utara akpụ tupu ha e suo ofe.
Igbos mold fufu before they dip it in their soup.
Ọ bụrụ na ọ jụ ịhapụ gị, suo ya ọkpọ.
Ọ bụrụ na ọ jụ ịhapụ gị, suo ya ọkpọ.
If he refuses to let you go, hit him.
Ọ ga-esu moto ya n'aja ugbua.
Ọ ga-esu moto ya n'aja ugbua.
He will hit his car on the wall now.
O suru ya ọkpọ.
O suru ya ọkpọ.
He punched him.
Ọ ga-esu ya ọkpọ ugbua.
Ọ ga-esu ya ọkpọ ugbua.
He will give him a knock now.
Ọ na-esu aka n'ụzọ ka onye ohi.
Ọ na-esu aka n'ụzọ ka onye ohi.
He knocks on the door like a thief.
Onye suru gị ọkpọ n'anya?
Onye suru gị ọkpọ n'anya?
Who hit you on the eyes?
O suru aka n'aja.
O suru aka n'aja.
He punched the wall.
súkpö
sukpọ
Word | sukpọ |
Definitions | Active verb 1.dent (especially with a punch) 2.punch an eye or mouth to closure. |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
E sukpọrọ Tyson anya n'ọkpọ ahụ.
E sukpọrọ Tyson anya n'ọkpọ ahụ.
Tyson was punched in the eye(such that it closed) in that boxing fight.
E sukpọrọ Tyson imi n'ọkpọ ahụ.
E sukpọrọ Tyson imi n'ọkpọ ahụ.
Tyson was punched on the nose in that boxing fight.
Emeka sukpọrọ ya anya ka ọ nụchara mmanya
Emeka sukpọrọ ya anya ka ọ nụchara mmanya
Emeka damaged his eyes with a punch after drinking.
E ji ọkpọ sukpọọ ya eze.
E ji ọkpọ sukpọọ ya eze.
His teeth were damaged with a punch.
Ọ gwara anyị na ọ bụ nne ya sụkpọrọ ya anya.
Ọ gwara anyị na ọ bụ nne ya sụkpọrọ ya anya.
He told us that it was his mother that punched him.
Egbula oge! Sụkpọọ ya anya.
Egbula oge! Sụkpọọ ya anya.
Don't waste time! Punch his eye.