ḿgbáḿmírí
mgbammīrī
Word | mgbammīrī |
Definitions | Noun 1.pulley; bucket or any container used in fetching water |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị enweghị mgbammiri.
Anyị enweghị mgbammiri.
We don't have a pulley.
Aga m azụta mgbammiri ọhụrụ echi.
Aga m azụta mgbammiri ọhụrụ echi.
I will buy a new pulley tomorrow.
Onye nwe mgbammiri a?
Onye nwe mgbammiri a?
Who has this pulley?
O nyeghachibe m mgbammiri m nyere ya.
O nyeghachibe m mgbammiri m nyere ya.
He has not given me back the pulley I gave him.
Mgbammiri a esighị ike.
Mgbammiri a esighị ike.
This pulley is not strong.
Emeka na-ere mgbammiri n'ahịa a.
Emeka na-ere mgbammiri n'ahịa a.
Emeka sells pulley in this market.
Kedu ebe idobere mgbammiri m?
Kedu ebe idobere mgbammiri m?
Where did you keep my pulley?
Ego ole ka a na-ere mgbammiri n'ahịa ugbua?
Ego ole ka a na-ere mgbammiri n'ahịa ugbua?
How much is pulley in the market now?
Chinedu, wetara m mgbammiri ahụ.
Chinedu, wetara m mgbammiri ahụ.
Chinedu, get me that pulley
Ekwela ka mgbammiri a fuo.
Ekwela ka mgbammiri a fuo.
Do not let this bucket get missing.