Nkọwa okwu logo
Beta

fųlí élú

fụ̀li elū

Wordfụ̀li elū
Definitions

Active verb

1.puff up

Related Term
Word Stem

Examples

Emeka na-afụli onwe ya elu.

Emeka na-afụli onwe ya elu.

Emeka is puffing himself up.

Ọ chọghị ịfụli onwe ya elu.

Ọ chọghị ịfụli onwe ya elu.

He does not want to puff himself up.

Ihe were ya iwe bụ na Emeka fụliri onwe ya elu oge ọ na-agwa ya okwu.

Ihe were ya iwe bụ na Emeka fụliri onwe ya elu oge ọ na-agwa ya okwu.

What pained him was the fact that Emeka puffed himself up when he was talking to him.

Gịnị mere i ji afụli onwe gị elu oge niile.

Gịnị mere i ji afụli onwe gị elu oge niile.

Why do you puff up yourself up every time?

Ọ fuliri elu mgbe ọ kpatara ego.

Ọ fuliri elu mgbe ọ kpatara ego.

He puffed up when he made money.

Ọ marala ya ahụ ifuli elu.

Ọ marala ya ahụ ifuli elu.

He is used to puffing up.

Ị dị ka onye ga-afụli onwe ya elu ma e mechaa.

Ị dị ka onye ga-afụli onwe ya elu ma e mechaa.

You look like someone that will puff himself up later.

I fụlie onwe gị elu n'ihu eze, ndị odibo ya ebupu gị ezi.

I fụlie onwe gị elu n'ihu eze, ndị odibo ya ebupu gị ezi.

If you puff yourself up at the presence of the king, his servants will carry you outside.

Ndubuisi na-afụli onwe ya elu oge niile.

Ndubuisi na-afụli onwe ya elu oge niile.

Ndubuisi puffs himself up every time.

Onye na-afụli onwe ya elu, bụ onye a na-eweda n'ala.

Onye na-afụli onwe ya elu, bụ onye a na-eweda n'ala.

He that puffs himself up is brought down.

Gịnị mere o ji na-afuli elu etu a?

Gịnị mere o ji na-afuli elu etu a?

Why

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.