pųtá ìhíè
pụ̀ta ìhiè
Word | pụ̀ta ìhiè |
Definitions | Active verb 1.come out into the open; be made manifest, not secret; appear; be evident, visible; manifest |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ajọ omume ya pụtara ihie n'ụtụtụ a.
Ajọ omume ya pụtara ihie n'ụtụtụ a.
His bad behaviour manifested this morning.
Ihe o mere na nzuzo na-apụta ihie ugbua.
Ihe o mere na nzuzo na-apụta ihie ugbua.
What he did in secret is now becoming evident.
Mma Chukwu chọrọ ya ga-apụta ihie ma o too.
Mma Chukwu chọrọ ya ga-apụta ihie ma o too.
The beautification of God on her will become evident when she grows up.
O kweghị ka eziokwu pụta ihie!
O kweghị ka eziokwu pụta ihie!
He did not allow the truth to become evident.
Ọrụ Chineke pụtara ihie na ndụ m.
Ọrụ Chineke pụtara ihie na ndụ m.
God's work is manifest in my life.
Ndị ajọ obi achọghị ka ọ pụta ihie.
Ndị ajọ obi achọghị ka ọ pụta ihie.
The evil ones did not want it to manifest.
Ihe ndị e zoro ezo na-achọ ịpụta ihie ugbua.
Ihe ndị e zoro ezo na-achọ ịpụta ihie ugbua.
The hidden things are about to come out now.