pųtà
pụ̀tà
Word | pụ̀tà |
Definitions | Active verb 1.come out; exit, especially towards the speaker 2.be an outcome; mean; imply |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ pụtara izu ike.
Ọ pụtara izu ike.
He came out to rest.
Ọ pụtara na enweghị ihe i dere n'akwụkwọ azịza gị.
Ọ pụtara na enweghị ihe i dere n'akwụkwọ azịza gị.
It means that you did not write anything in your answer booklet.
Nwunye m ga-apụta ugbua.
Nwunye m ga-apụta ugbua.
My wife will come out now.
Ọ na-apụta inye unu nri.
Ọ na-apụta inye unu nri.
He is coming out to serve you people food.
Pụta ka anyị pụọ!
Pụta ka anyị pụọ!
Come out lets go!
Ịpụta iro na-agụ m.
Ịpụta iro na-agụ m.
I desire to come outside.
pųtàrà
pụ̀tàrà
Word | pụ̀tàrà |
Definitions | Active verb 1.mean (that); show |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ pụtara na ̣ị bụ onye nkụzi?
Ọ pụtara na ̣ị bụ onye nkụzi?
Does it mean that you are a teacher?
Ihe ọ pụtara bụ na ị chọghị ịbịa.
Ihe ọ pụtara bụ na ị chọghị ịbịa.
What it means is that you do not want to come.
Ọ pụtara na ̣ị bụ onye nkụzi?
Ọ pụtara na ̣ị bụ onye nkụzi?
Does it mean that you are a teacher?
Ọ pụtara na o nweghị nwa?
Ọ pụtara na o nweghị nwa?
Does it mean that she has no child?
Kedụ ihe nke a pụtara?
Kedụ ihe nke a pụtara?
What does this show?
Ihe ọ pụtara bụ na ị chọghị ịbịa.
Ihe ọ pụtara bụ na ị chọghị ịbịa.
What it means is that you do not want to come.
Omume o mesoro gị pụtara na ọ hụrụ gị n'anya.
Omume o mesoro gị pụtara na ọ hụrụ gị n'anya.
His attitude towards you shows that he loves you.