Nkọwa okwu logo
Beta

pụ̀

Wordpụ̀
Definitions

Active verb

1.go out; leave

Variationsfụ̀
Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Apụrụ m iji igwe jee ọgụ maịlụ isii n’ụbochị

Apụrụ m iji igwe jee ọgụ maịlụ isii n’ụbochị

I can go 120 miles on a bicycle in one day

Pụọ ebe a.

Pụọ ebe a.

Get out of this place.

Jesù pùlù ịgbāpùtà ànyì n’orù

Jesù pùlù ịgbāpùtà ànyì n’orù

Mgbe anyị na-abịa ka ọ na-apụ.

Mgbe anyị na-abịa ka ọ na-apụ.

He was leaving when we were coming.

pú

pu

Wordpu
Definitions

Active verb

1.have holes; be perforated

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Bọkeetị ahụ puru epu.

Bọkeetị ahụ puru epu.

That bucket has a hole in it.

Iko rọba na-ebu ngwa.

Iko rọba na-ebu ngwa.

Rubber cups gets perorated easily.

Gịnị puru akwa ahụ?

Gịnị puru akwa ahụ?

What made hole on that cloth?

Akpa dị n'akwa m puru epu

Akpa dị n'akwa m puru epu

My pocket have holes

Achọghị m ka iko a puo.

Achọghị m ka iko a puo.

I dont want this cup to have a hole.

Ike ite ahụ ga-epu ma ị kụọ ya n'ala.

Ike ite ahụ ga-epu ma ị kụọ ya n'ala.

The bottom of that pot will perforate if you hit it on the ground.

Mgbammiri a ga-epu n'ihi etu i si akpu ya n'ala.

Mgbammiri a ga-epu n'ihi etu i si akpu ya n'ala.

This water container will get perforated due to the way you are dragging it on the floor.

Gbamgbam a ipu rara ahụ.

Gbamgbam a ipu rara ahụ.

It will be difficult for this zinc to have holes.

chà

chà

Wordchà
Definitions

Active verb

1.give way, especially by moving whole body aside or out

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Achọrọ m ịcha ka unu gafee.

Achọrọ m ịcha ka unu gafee.

I wanted to give way so that you will pass.

Ana m acha ka ndị si n'akeekpe gbafee.

Ana m acha ka ndị si n'akeekpe gbafee.

I am giving way for people on the left to drive pass.

Chaa n'ụzọ ka m gafere.

Chaa n'ụzọ ka m gafere.

Give way let me pass.

O buru na nwoke ahụ bịa ebe a, m ga-acha n'ụzọ ka o tie gị ihe.

O buru na nwoke ahụ bịa ebe a, m ga-acha n'ụzọ ka o tie gị ihe.

If that man comes here, i will give way for him to beat you.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.