kpású
kpasu
Word | kpasu |
Definitions | Active verb 1.provoke 2.cause something to start happening, especially something intended to be avoided |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọghị m ikpasu ya ugbu a.
Achọghị m ikpasu ya ugbu a.
I don't want to provoke him now.
Ihe ọ na-eme na-akpasu m iwe.
Ihe ọ na-eme na-akpasu m iwe.
What he is doing is provoking me to anger.
Obere ihe na-akpasu ya iwe.
Obere ihe na-akpasu ya iwe.
Small things provoke him.
Onye kpasuru gị?
Onye kpasuru gị?
Who provoked you?
Nwata a ga-akpasu ya ugbu a.
Nwata a ga-akpasu ya ugbu a.
This child will provoke him now.
chö ókwú
chọ okwū
Word | chọ okwū |
Definitions | Active verb 要依 1.provoke; seek quarrel; look for trouble |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nwata a dị ka onye na-achọ okwu.
Nwata a dị ka onye na-achọ okwu.
This child looks like someone that is quarrelsome.
Etiri m ya ihe maka na ọ chọrọ m okwu.
Etiri m ya ihe maka na ọ chọrọ m okwu.
I beat him because he provoked me.
Ịchọ okwu adịghị mma.
Ịchọ okwu adịghị mma.
It is not good to look for trouble.
Ọ naghị achọ okwu.
Ọ naghị achọ okwu.
She doesn't look for trouble.
Ugo na-achọ okwu oge ọbụla.
Ugo na-achọ okwu oge ọbụla.
Ugo is always looking for trouble.
Ọ hụ gị, ọ ga-achọ gị okwu.
Ọ hụ gị, ọ ga-achọ gị okwu.
If she sees you, she will provoke you.
Ọ na-achọ m okwu.
Ọ na-achọ m okwu.
He is looking for my trouble.
Ọ chọọ gị okwu, tie ya ihe.
Ọ chọọ gị okwu, tie ya ihe.
If he looks for your trouble, beat him.
Onye chọrọ gị okwu?
Onye chọrọ gị okwu?
Who troubled you?
O so na ndị na-achọ okwu.
O so na ndị na-achọ okwu.
He is among the trouble makers.
Ọtụtụ ụmụaka na-achọ okwu.
Ọtụtụ ụmụaka na-achọ okwu.
Many children look for trouble.
Ọ chọrọ onye karịrị ya okwu.
Ọ chọrọ onye karịrị ya okwu.
She provoked somebody mightier than him.
kpású íwē
kpasu iwē
Word | kpasu iwē |
Definitions | Active verb 飾顔 1.provoke to anger; annoy; enrage; make violently angry |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ada kpasuru nne ya iwe.
Ada kpasuru nne ya iwe.
Ada annoyed her mother.
Ada kpasuru di ya iwe.
Ada kpasuru di ya iwe.
Ada annoyed/angered him.
Oke asị ya na-akpasu m iwe.
Oke asị ya na-akpasu m iwe.
His incessant lies make me angry.
O kwuru na ọ ga-akpasu ya iwe.
O kwuru na ọ ga-akpasu ya iwe.
He said that he will annoy her.
Ọ kpasuru ya iwe n'ụbọchị agbamakwụkwọ ha.
Ọ kpasuru ya iwe n'ụbọchị agbamakwụkwọ ha.
He annoyed her on their wedding daỵ
Ọ kpasuru ya iwe n'ụbọchị agbamakwụkwọ ha.
Ọ kpasuru ya iwe n'ụbọchị agbamakwụkwọ ha.
He annoyed her on their wedding daỵ
Ọ chọrọ ịkpasu gị iwe.
Ọ chọrọ ịkpasu gị iwe.
He wants to provoke you.
Ada kpasuru di ya iwe.
Ada kpasuru di ya iwe.
Ada annoyed/angered him.
Ada kpasuru nne ya iwe.
Ada kpasuru nne ya iwe.
Ada annoyed her mother.
Naanị ihe na-akpasu mmadụ iwe ka ọ na-eme.
Naanị ihe na-akpasu mmadụ iwe ka ọ na-eme.
Only what annoys somebody is what he like doing.
Ahụrụ m ka ha na-akpasu nne ha iwe.
Ahụrụ m ka ha na-akpasu nne ha iwe.
I saw them annoying their mother.
Gaa kpasuo ya iwe.
Gaa kpasuo ya iwe.
Go and provoke him.