Nkọwa okwu logo
Beta

ńgósìpųtá

ngosìpụ̀ta

Wordngosìpụ̀ta
Definitions

Noun

1.the showing of something; expression; exhibition

2.proof (investigation)

Related Term
Word Stem

Examples

O mere ngosipụta ọrụaka ya.

O mere ngosipụta ọrụaka ya.

He did an exhibition of his works.

Ịsụ asụsụ Igbo bụ ngosipụta ọdịnaala Igbo.

Ịsụ asụsụ Igbo bụ ngosipụta ọdịnaala Igbo.

Speaking Igbo language is an expression of Igbo culture.

Afọ zara ya bụ ngosipụta ahụọkụ ahu mere ya.

Afọ zara ya bụ ngosipụta ahụọkụ ahu mere ya.

His bloated stomach is an expression of that sickness

Ihe a bụ ngosipụta na aka gị dị ọcha.

Ihe a bụ ngosipụta na aka gị dị ọcha.

This is proof that your hands are clean.

Ibi ọma bụ ngosipụta ihunaanya.

Ibi ọma bụ ngosipụta ihunaanya.

Giving a hug is an expression of love.

ǫdéèshí

ọ̀deèshi

Wordọ̀deèshi
Definitions

Noun

1.a type of charm perceived to not allow bullets or knife penetrate in the body of the bearer

2.a bullet proof material or object

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ụgbaala onyiisiala anyị bu ọdeeshi.

Ụgbaala onyiisiala anyị bu ọdeeshi.

Our president's car is bulletproof.

Ndi ohi ahụ gwọrọ ọdeeshi mana mgbọ gburu ha.

Ndi ohi ahụ gwọrọ ọdeeshi mana mgbọ gburu ha.

The thieves had a bulletproof charm but they were killed by bullets.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.