Nkọwa okwu logo
Beta

ágáráchāá

agarachaa

Wordagarachaa
Definitions

Noun

1.an indecisive person trying out several things

2.a promiscuous person

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Hapụ onye ahụ! Ọ bụ agarachaa.

Hapụ onye ahụ! Ọ bụ agarachaa.

Leave that person! He is promiscuous.

ṃkpí

m̀kpi

Wordm̀kpi
Definitions

Noun

1.a male goat; he-goat

2.a promiscuous man; a womanizer

3.male goat; buck

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Amaka nwere mkpi abụọ n'ime ewu ndị ọ na-akpa.

Amaka nwere mkpi abụọ n'ime ewu ndị ọ na-akpa.

Amaka has two he-goats amongst the goats she is rearing.

Kpụbata mkpi ahụ n'ime ụlọ.

Kpụbata mkpi ahụ n'ime ụlọ.

Bring in that he-goat inside the house.

Emeka na-eso ụmụ nwaanyị ka mkpi.

Emeka na-eso ụmụ nwaanyị ka mkpi.

Emeka runs after women like a he-goat.

Mkpi na-esi isi.

Mkpi na-esi isi.

The he-goat smells.

Ọ na-akwa iko ka mkpi.

Ọ na-akwa iko ka mkpi.

He indulges in sex like a buck.

Ọ zụrụ otu mkpi na otu nne ewu.

Ọ zụrụ otu mkpi na otu nne ewu.

He bought a buck and a nanny.

Ọ zụtara mkpi anyị ga-eji tụọ mmamma.

Ọ zụtara mkpi anyị ga-eji tụọ mmamma.

He bought a buck for thanksgiving.

Mkpi na-enwe afọ ọnụ.

Mkpi na-enwe afọ ọnụ.

Bucks usually have beard.

Mkpi nke a adịghị esi isi.

Mkpi nke a adịghị esi isi.

This buck doesn't smell

Mkpi ha zụtara agbafuola.

Mkpi ha zụtara agbafuola.

The buck they bought ran away.

A naghị enye mkpi ahụ nri ọfụma.

A naghị enye mkpi ahụ nri ọfụma.

The buck is not being fed well.

Onye nwe mkpi a?

Onye nwe mkpi a?

Who has this he-goat?

Ọ kpọrọ ya mkpi mgbe ọ na-akọ ya ọnụ.

Ọ kpọrọ ya mkpi mgbe ọ na-akọ ya ọnụ.

He called him a he-goat when he was insulting him.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.