Nkọwa okwu logo
Beta

dụ

Worddụ
Definitions

Active verb

1.pierce; prick

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

E nwere ihe na-adụ m n'ụkwụ.

E nwere ihe na-adụ m n'ụkwụ.

There is something pricking me in the feet.

Ọ ga-adụ ya ma ọ bụrụ na o jideghi ya nke ọma.

Ọ ga-adụ ya ma ọ bụrụ na o jideghi ya nke ọma.

It will pierce her if she doesn't hold it well.

Ike idụ ya adịghị m.

Ike idụ ya adịghị m.

I don't have strenght to pierce it.

Ọ dụrụ m mgbe m nọdụrụ ala.

Ọ dụrụ m mgbe m nọdụrụ ala.

It pricked me when I sat down.

Ị jiri ngịga dụọ ya, ọ ga-agbapu.

Ị jiri ngịga dụọ ya, ọ ga-agbapu.

If you pierce it with a needle, it will burst.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.