Beta

dïdà áká

dịdà aka

Worddịdà aka
Definitions

Active verb

1.grope; grabble; scrabble; touch lightly, at quick intervals, in order to feel something when searching;

2.pretend to be putting in effort or trying

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọghị m ịdịda aka ka m na-achọ ya.

Achọghị m ịdịda aka ka m na-achọ ya.

I don't want to grope while looking for it.

Onye na-adịda aka?

Onye na-adịda aka?

Who is grappling?

Adịdara m aka maka n'imụlọ ahụ gbara ọchịchịrị.

Adịdara m aka maka n'imụlọ ahụ gbara ọchịchịrị.

I groped because the room was dark.

Ọ ga-adịda aka n'imụlọ ahụ ọkụ adịghị.

Ọ ga-adịda aka n'imụlọ ahụ ọkụ adịghị.

He will scrabble in that room without light.

Ọ dịdara aka n'isi.

Ọ dịdara aka n'isi.

She grappled in darkness.

Ọ ga-adịda aka ma ọkụ nyụọ.

Ọ ga-adịda aka ma ọkụ nyụọ.

He will grappling if there is power failure.

Dịdaa aka n'akwa.

Dịdaa aka n'akwa.

Grabble on top of the bed.

Ọ na-adịda aka oge ọbụla a gwara anyị mee ihe.

Ọ na-adịda aka oge ọbụla a gwara anyị mee ihe.

He pretends to be busy every time we are asked to do something.

Ana m adịda aka n'elu akwa.

Ana m adịda aka n'elu akwa.

I am groping on the bed.