Nkọwa okwu logo
Beta

íńjìń

injìn

Wordinjìn
Definitions

Noun

1.a machine that is used for a particular purpose often powered by a petroleum product or electricity

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ego ole ka a na-ere injin a?

Ego ole ka a na-ere injin a?

How much is this engine?

Azụtara m injin e ji akwọ ihẹ

Azụtara m injin e ji akwọ ihẹ

I bought a grinding machine.

Gbanye injin ahụ.

Gbanye injin ahụ.

Switch on that engine.

Injin nke a kwesịrị ka a rụọ ya ọrụ

Injin nke a kwesịrị ka a rụọ ya ọrụ

This engine needs servicing

Injin anyị mebiri emebi.

Injin anyị mebiri emebi.

Our engine is spoilt.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.