dákpò
dakpò
| Word | dakpò |
| Definitions | Active verb 1.fall upon violently; pounce upon (of people fighting) |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Amoosu dakporo m n'abalị.
Amoosu dakporo m n'abalị.
A witch fell (attacked) on me last night.
Ụlọ a ga-adakpo mmadụ otu ụbọchi.
Ụlọ a ga-adakpo mmadụ otu ụbọchi.
This house will fall on someone one day.
Ọ bụrụ na ị chọrọ onye ị na-adakpo, jee dakpo ndị soja.
Ọ bụrụ na ị chọrọ onye ị na-adakpo, jee dakpo ndị soja.
If you are seeking who to bounce on, go and bounce on soldiers.