nwé
nwe
Word | nwe |
Definitions | Medial verb 禾 1.have; own; possess |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nnamdị nwere ụmụ abụọ.
Nnamdị nwere ụmụ abụọ.
Nnamdi has two children.
A chọrọ m ịnwe nnukwu ego.
A chọrọ m ịnwe nnukwu ego.
I want to be very rich.
Onye lụrụ ọtụtụ nwunye ga-enwe ọtụtụ ụmụ.
Onye lụrụ ọtụtụ nwunye ga-enwe ọtụtụ ụmụ.
He that marries many wives will get many children.
Nwee echiche nke onwe gị?
Nwee echiche nke onwe gị?
Have your own thoughts
Onye ọbụla na-agba mbọ na-enwe ego.
Onye ọbụla na-agba mbọ na-enwe ego.
He that works hard becomes rich.
Nkechi nwere ebe ọ na-azụ ezi.
Nkechi nwere ebe ọ na-azụ ezi.
Nkechi has where she is rearing pig.
Achọrọ m inwe nnukwu ego.
Achọrọ m inwe nnukwu ego.
I want to have big money.
Onye ọbụla na-agba mbọ na-enwe ego.
Onye ọbụla na-agba mbọ na-enwe ego.
He that works hard becomes rich.
Nnamdị nwere ụmụ abụọ.
Nnamdị nwere ụmụ abụọ.
Nnamdi has two children.
Onye lụrụ ọtụtụ nwunye ga-enwe ọtụtụ ụmụ.
Onye lụrụ ọtụtụ nwunye ga-enwe ọtụtụ ụmụ.
He that marries many wives will get many children.
Nwee echiche nke onwe gị?
Nwee echiche nke onwe gị?
Have your own thoughts
nwékárï
nwekarị
Word | nwekarị |
Definitions | Active verb 1.always have; always possess more; 2.always experience; always encounter |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
O nwekarịa ọdachi a, ya kpee ekpere.
O nwekarịa ọdachi a, ya kpee ekpere.
If he continues encountering this hindrance, let him pray.
Ọ dị mma inwekarị ya n'ego.
Ọ dị mma inwekarị ya n'ego.
It is good to be richer than him.
Inwekarị isiọwụwa adịghị mma.
Inwekarị isiọwụwa adịghị mma.
To always have headache is not good.
Chijindụ na-enwekarị ịba.
Chijindụ na-enwekarị ịba.
Chijindụ is always having malaria.
Onye gwara gị na ọ na-enwekarị nsogbu?
Onye gwara gị na ọ na-enwekarị nsogbu?
Who told you that he usually have problem?
Ọ ga-aka ya nwekarị vootu.
Ọ ga-aka ya nwekarị vootu.
She will have more votes than him.
Ihe m ga-enwekarị n'ụlọ m bụ mmiri.
Ihe m ga-enwekarị n'ụlọ m bụ mmiri.
What I will always have in my house is water.
Ị na-enwekarị nsogbu imeri ya.
Ị na-enwekarị nsogbu imeri ya.
You always have difficulties winning him.
Akụnna na-enwekarị ebe ọ na-aga.
Akụnna na-enwekarị ebe ọ na-aga.
Akụnna always had where to go.
ǫkààkàà
ọ̀kààkàà
Word | ọ̀kààkàà |
Definitions | Nominal Modifier 1.sovereign; supreme; possessing ultimate power or authority |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Igwe Okoye bụ ọkaakaa n'obodo ya
Igwe Okoye bụ ọkaakaa n'obodo ya
Igwe Okoye is sovereign in his community