Nkọwa okwu logo
Beta

àbüábüghï

àbụabụ̄ghị̄

Wordàbụabụ̄ghị̄
Definitions

Noun

1.positive negativism (in literature)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

E nwere ọtụtụ ọmụma atụ abụabụghị n'akwụkwọ a.

E nwere ọtụtụ ọmụma atụ abụabụghị n'akwụkwọ a.

There are many examples of positive negativism in this book.

A na-eji abụabụghị ekwupụta eziokwu.

A na-eji abụabụghị ekwupụta eziokwu.

Positive negativism is used to express the truth.

Abụabụghị na-apụtakarị ihe n'agụmagụ.

Abụabụghị na-apụtakarị ihe n'agụmagụ.

Positive negativism features more in literature.

ǹgünīíhú

ǹgụniihu

Wordǹgụniihu
Definitions

Noun

1.positive number; a digit with a plus sign in front

Related Term
Word Stem

Examples

Anyị mụrụ maka ngụniihu taata.

Anyị mụrụ maka ngụniihu taata.

We learnt about positive numbers today.

Ajụjụ atọ ajụrụ anyị n'ule ahụ bụ maka ngụniihu.

Ajụjụ atọ ajụrụ anyị n'ule ahụ bụ maka ngụniihu.

Three questions we were asked at that exam was on positive numbers.

Ihe omume anyị gbadoro ụkwụ na ngụniihu.

Ihe omume anyị gbadoro ụkwụ na ngụniihu.

Our assignment focuses on positive numbers.

Biko, kọwaara m ka ị si nweta ngụniihu a.

Biko, kọwaara m ka ị si nweta ngụniihu a.

Please, explain to me how you got this positive number.

Gbakọọ ngụniihu ndị a.

Gbakọọ ngụniihu ndị a.

Add these positive numbers.

Ngụniihu karịrị efu.

Ngụniihu karịrị efu.

A positive number is more than zero.

Kpọpụta ngụniihu ise.

Kpọpụta ngụniihu ise.

Mention five positive numbers.

Ọ bụ ngụniihu.

Ọ bụ ngụniihu.

It is a positive number.

Gịnị bụ ngụniihu?

Gịnị bụ ngụniihu?

What is a positive number?

éē

eē

Wordeē
Definitions

Interjection

1.an expression positive, agreement to, or acceptance of what was said; yes

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ee, aga m aga Owere echi.

Ee, aga m aga Owere echi.

Yes, I will go to Owerri tomorrow.

Nneka zara ee mgbe m jụrụ ya.

Nneka zara ee mgbe m jụrụ ya.

Nneka replied yes when I asked her.

Ọ zara ee?

Ọ zara ee?

Did she say yes?

Ee, achọghị m!

Ee, achọghị m!

Yes, I don't want!

O kwere m ee oge m ziri ya ozi ahụ.

O kwere m ee oge m ziri ya ozi ahụ.

He answered me yes when i delivered the message.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.